Nkọwa okwu logo
Beta

chè úchè

chè uchè

Wordchè uchè
Definitions

Active verb

1.think; wonder; doubt; be perplexed

Related Terms
Word Stems

Examples

Chee uche banyere ndụ gị.

Chee uche banyere ndụ gị.

Think about your life.

Iche uche na-enye aka oge ụfọdụ.

Iche uche na-enye aka oge ụfọdụ.

Thinking is sometimes helpful.

Iche uche agaghị enyere gị aka.

Iche uche agaghị enyere gị aka.

Thinking will not help you.

Ọ na-eche uche maka ihe mere ụnyaahụ

Ọ na-eche uche maka ihe mere ụnyaahụ

He is perplexed because of what happened yesterday

Chee uche nke ọma tupu ime ihe ọbụla

Chee uche nke ọma tupu ime ihe ọbụla

Think properly before you do anything

Ọ na-eche uche maka mmemme na-abịa abịa.

Ọ na-eche uche maka mmemme na-abịa abịa.

He is worried about the forthcoming ceremony.

Ana m eche uche.

Ana m eche uche.

I am thinking.

Cheere onwe gị uche.

Cheere onwe gị uche.

Think for yourself.

Ha ga-eche uche gbasara ajọọ ọnọdụ a.

Ha ga-eche uche gbasara ajọọ ọnọdụ a.

They will think about this ugly situation.

Kwụsị iche uche.

Kwụsị iche uche.

Stop thinking.

Amarachi na-eche uche nke ukwuu.

Amarachi na-eche uche nke ukwuu.

Amarachi thinks a lot.

Ndụka na-eche uche.

Ndụka na-eche uche.

Nduka is thinking.

Chee uche banyere ndụ gị.

Chee uche banyere ndụ gị.

Think about your life.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.