íchè
ichè
| Word | ichè |
| Definitions | Nominal Modifier 京 1.different; separate; not the same as another |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Gịnị mere ị ji nọrọ iche?
Gịnị mere ị ji nọrọ iche?
Why did you sit separately?
Nke m dị iche.
Nke m dị iche.
Mine is different.
Akpa a dị iche na nke m nyere gị.
Akpa a dị iche na nke m nyere gị.
This bag is different from the one I gave you.
Anyị agaghị azụ nke ahụ, ọ dị iche.
Anyị agaghị azụ nke ahụ, ọ dị iche.
We will not buy that one, it is different.
Nwa gị nke a dị iche.
Nwa gị nke a dị iche.
This your child is different.
Agaghị m eweta nke dị iche.
Agaghị m eweta nke dị iche.
I won't take a different one.
Ọtụtụ ihe dị iche dị ebe ahụ.
Ọtụtụ ihe dị iche dị ebe ahụ.
So many different things are there.