ḿkpürüḿmírí
mkpụrụmmīrī
Word | mkpụrụmmīrī |
Definitions | Noun 1.ice, especially in pieces 2.(slang) a crystal narcotic hallucinogen, medically known as Methamphetamine; Crystal Meth |
Variations | mkpụrụ mmiri |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mkpụrụmmiri dị ọnụ n'ahịa.
Mkpụrụmmiri dị ọnụ n'ahịa.
Ice substance is expensive in the market.
Ụmụnwoke nọ n'ogbe a na-esezi mkpụrụmmiri.
Ụmụnwoke nọ n'ogbe a na-esezi mkpụrụmmiri.
All the boys on this street now smoke ice substance.
Mkpụrụmmiri adighizi n'obodo a.
Mkpụrụmmiri adighizi n'obodo a.
There is no more ice substance in this town.
ákümírígwē
akụmirigwē
Word | akụmirigwē |
Definitions | Noun 成水亜 1.snow; balls of ice that rains from the sky; hailstone; hail |
Variations | akụ miri igwe |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Akụmirigwe dara mgbe mmiri na-ezo.
Akụmirigwe dara mgbe mmiri na-ezo.
Balls of ice fall when it was raining.
Akụmirigwe adabeghị kemgbe afọ gara aga.
Akụmirigwe adabeghị kemgbe afọ gara aga.
Snow has not fallen since last year.
Ahụtụbeghị m akụmirigwe mbụ.
Ahụtụbeghị m akụmirigwe mbụ.
I have never seen snow before.
Akụmirigwe juru ebe niile.
Akụmirigwe juru ebe niile.
There is snow everywhere.
Ana m aracha mkpụrụ akụmirigwe.
Ana m aracha mkpụrụ akụmirigwe.
I am licking snow balls.
Bịa ka anyị gaa n'akụmirigwe.
Bịa ka anyị gaa n'akụmirigwe.
Come, let us go to the snow.
Chukwu, biko sachaa njọ anyị ka anyị dịka akụmiriigwe.
Chukwu, biko sachaa njọ anyị ka anyị dịka akụmiriigwe.
God please cleanse our sins as white as snow.
Akụmirigwe ka na-ada.
Akụmirigwe ka na-ada.
Snow is still falling.
Chukwu na-enye akụmirigwe.
Chukwu na-enye akụmirigwe.
God gives snow.