búté
bute
| Word | bute |
| Definitions | Active verb 穫醜 1.to bring by carrying (a heavy or bulky object); 1st and 2nd person usage |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Emeka butere nne m n'ụgbọala ya
Emeka butere nne m n'ụgbọala ya
Emeka carried my mother in his car
Ọ ga-ebute akpa ya niile
Ọ ga-ebute akpa ya niile
She will bring all her bags
Ị ga-ebute ya n'ụlọ m
Ị ga-ebute ya n'ụlọ m
You will bring it to my house
Bute oche ahụ ka anyị pụọ.
Bute oche ahụ ka anyị pụọ.
Bring the chair and let's go.
A chọrọ m ibute akpa m hapụrụ n'ụlọ ya.
A chọrọ m ibute akpa m hapụrụ n'ụlọ ya.
I want to take the bag I left at his house.
Ọ na-ebute nri ugbua.
Ọ na-ebute nri ugbua.
He's bringing food now.
èkpè
èkpè
| Word | èkpè |
| Definitions | Noun 1.left (of hand, leg); leftward |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Gaa n'aka ekpe m.
Gaa n'aka ekpe m.
Go at my left hand.
Be ha dị n'aka ekpe.
Be ha dị n'aka ekpe.
Their house is by the left.
Metụ ụkwụ ekpe ya aka.
Metụ ụkwụ ekpe ya aka.
Touch his left leg.
Anọ m ya n'ekpe.
Anọ m ya n'ekpe.
I am at her left.
O lere anya n'aka nri, lee n'aka ekpe tupu ọ gbafee okporo ụzọ.
O lere anya n'aka nri, lee n'aka ekpe tupu ọ gbafee okporo ụzọ.
He look to the left, looked to the right before he crossed the road.
O ji ya n'ekpe ya.
O ji ya n'ekpe ya.
He has it in his left.
Moto nke dị n'aka ekpe bụ nke m.
Moto nke dị n'aka ekpe bụ nke m.
The car by the left is mine.
Aka ekpe m na-afụ m ụfụ.
Aka ekpe m na-afụ m ụfụ.
My left hand is paining me.
Ndị ji asambodo ha bịa n'ekpe m.
Ndị ji asambodo ha bịa n'ekpe m.
Those with their certificates should come to my left.