Nkọwa okwu logo
Beta

àbüö

àbụọ̄

Wordàbụọ̄
Definitions

Number

1.two; the number two

2.second

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A chọrọ mmadụ abụọ.

A chọrọ mmadụ abụọ.

Two people are needed.

Chika nyere m akpa ya nke abụọ.

Chika nyere m akpa ya nke abụọ.

Chika gave me her second bag.

Ada nwere umunne abụọ.

Ada nwere umunne abụọ.

Ada has two siblings.

Eji m akwụkwọ abụọ bịa.

Eji m akwụkwọ abụọ bịa.

I came with two book.

Biko nye m efere abụọ ebe ahụ.

Biko nye m efere abụọ ebe ahụ.

Please give me two plates there.

O ji abụọ bịa.

O ji abụọ bịa.

He came with two.

O bi n'ụlọ nke abụọ.

O bi n'ụlọ nke abụọ.

He lives in the second house.

Ụmụnwoke abụọ bịara ebe a.

Ụmụnwoke abụọ bịara ebe a.

Two men came here.

Abụọ ezuola.

Abụọ ezuola.

Two is enough.

Ọ bụ nwa nke abụọ.

Ọ bụ nwa nke abụọ.

She is the second child.

E nwere m ụgbọala abụọ.

E nwere m ụgbọala abụọ.

I have two cars.

Nye m mba ji abụọ.

Nye m mba ji abụọ.

Give me two tubers of yam.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.