Nkọwa okwu logo
Beta

bǫ übǫ

bọ̀ ụbọ̀

Wordbọ̀ ụbọ̀
Definitions

Active verb

阻密錮

1.avenge; revenge

Related Terms
Word Stems

Examples

Anaghị m abọ ụbo

Anaghị m abọ ụbo

I do not take vengeance.

Nwanne m nwoke ga-abọ ụbọ ihe i mere m.

Nwanne m nwoke ga-abọ ụbọ ihe i mere m.

My brother will take revenge for what you did to me.

Kaba ahụ bọọ ụbọ ọnwụ nne gị.

Kaba ahụ bọọ ụbọ ọnwụ nne gị.

Endeavor to take revenge for your mothers death.

Onye na-abọ ụbọ m bụ Chukwu.

Onye na-abọ ụbọ m bụ Chukwu.

The person that takes my revenge is God.

Ịbọ ụbọ adịghị mma.

Ịbọ ụbọ adịghị mma.

Taking revenge is not good.

Chukwu ga-abọrọ m ụbọ.

Chukwu ga-abọrọ m ụbọ.

God will take revenge for me.

Kedụ ihe mere ịbọ ụbọ ji amasị gị?

Kedụ ihe mere ịbọ ụbọ ji amasị gị?

Why do you like taking revenge?

Okeke bọrọ ụbọ ihe e mere ya.

Okeke bọrọ ụbọ ihe e mere ya.

Okeke took revenge for what is done to him.

Ịbọ ụbọ adịghị m n'obi.

Ịbọ ụbọ adịghị m n'obi.

Revenge is not in my mind.

Nna m achọghị ka anyị bọọ ụbọ ihe o mere.

Nna m achọghị ka anyị bọọ ụbọ ihe o mere.

My father does not want us to avenge what he did.

Ihe o mere kwesịrị ịbọ ụbọ.

Ihe o mere kwesịrị ịbọ ụbọ.

What he did deserves to be avenged.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.