bídó
bido
Word | bido |
Definitions | Active verb 右 1.begin; commence; start |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ama m mgbe ha bidoro ịzụ ahịa.
Ama m mgbe ha bidoro ịzụ ahịa.
I know when the started business.
Biko, bidoo! Anyị na-eche gị.
Biko, bidoo! Anyị na-eche gị.
Please, start! We are waiting for you.
Ha bidoro ozugbo anyị bịara.
Ha bidoro ozugbo anyị bịara.
They started immediately we came.
Emeka sị na ha na-ebido ugbu a.
Emeka sị na ha na-ebido ugbu a.
Emeka said that they are starting now.
Ha na-ebido n'elekere ise.
Ha na-ebido n'elekere ise.
They are starting at 5 O'clock.
Ibido ahịa adịghị mfe.
Ibido ahịa adịghị mfe.
Starting a business is not simple.
Anyị kwesịrị ibido ule anyị taa.
Anyị kwesịrị ibido ule anyị taa.
We are supposed to start our examination today.
Ọrịa ahụ bidoro site n'ịcha ya ahụ ọkụ.
Ọrịa ahụ bidoro site n'ịcha ya ahụ ọkụ.
The illness started with a fever.
Ibido n'isi ga-ewe oge.
Ibido n'isi ga-ewe oge.
Starting afresh will take time.
Bido n'isi.
Bido n'isi.
Start afresh.
bìdò
bìdò
Word | bìdò |
Definitions | Active verb 剁営去 1.rest or place hand upon something |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Gaa, bido ya aka.
Gaa, bido ya aka.
Go and place your hands on him.
Ọ na-ebido ya aka mgbe m hụrụ ya.
Ọ na-ebido ya aka mgbe m hụrụ ya.
She was placing her hands on him when I saw her.
Ibido ya ka n'isi ga-aka mma.
Ibido ya ka n'isi ga-aka mma.
Placing his hands on his head is better.
Bidoo aka gị ebe a ọsọọsọ.
Bidoo aka gị ebe a ọsọọsọ.
Place your hand here immediately.
Ị chọrọ ịbido aka ebe m na-ede ihe.
Ị chọrọ ịbido aka ebe m na-ede ihe.
You want to place your hand where I am writing.
Ọ ga-emebi ma ibido ya aka.
Ọ ga-emebi ma ibido ya aka.
It will spoil if you place your hands on it.
Bido ya aka ka ọ ghara ịwụfụ.
Bido ya aka ka ọ ghara ịwụfụ.
Place your hand on it so that it won't pour.
O ga-ebido ụkwụ ya n' elu isi m n' ike.
O ga-ebido ụkwụ ya n' elu isi m n' ike.
He will place his leg on my head with force.
Ọ kpachara anya bido ya aka.
Ọ kpachara anya bido ya aka.
He deliberately placed his hands on her.
O bidoro m aka n' ukwu.
O bidoro m aka n' ukwu.
He placed his hand on my waist.
Ọ na-ebido aka n' isi ha wee gozie ha.
Ọ na-ebido aka n' isi ha wee gozie ha.
He places his hand on their head and bless them.