Nkọwa okwu logo
Beta

bérè

berè

Wordberè
Definitions

Active verb

1.sympathize; condole; commiserate with

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị na-eberere ya banyere ihe mberede o nwere.

Anyị na-eberere ya banyere ihe mberede o nwere.

We are sympathizing with him about the mishap he had.

Ndị ọrụ anyị berere ya maka ọnwụ nna ya.

Ndị ọrụ anyị berere ya maka ọnwụ nna ya.

Our workers sympathized with him for the death of his father.

òfè

òfè

Wordòfè
Definitions

Noun

1.side (territory)

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị gbabara n'ofe ndịagha.

Anyị gbabara n'ofe ndịagha.

We ran into the military's territory.

Ị rụrụ ụlọ gị n'ofe ha?

Ị rụrụ ụlọ gị n'ofe ha?

Did you build your house in their territory?

Ọ bụ ndị ofe unu na-eke ụdịrị ekike ahụ.

Ọ bụ ndị ofe unu na-eke ụdịrị ekike ahụ.

It is people from your side that dress like that.

Ndị nọ n'ofe nke anyị sichara ike.

Ndị nọ n'ofe nke anyị sichara ike.

The people on our side are strong.

Weta osisi ahụ n'ofe nke a.

Weta osisi ahụ n'ofe nke a.

Bring that wood to this side.

Abịakwala n'ofe nke anyị.

Abịakwala n'ofe nke anyị.

Do not come to our side.

ákųkų

akụ̀kụ̀

Wordakụ̀kụ̀
Definitions

Noun

1.side; part

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Bịa n'akụkụ a ka anyị kpaa.

Bịa n'akụkụ a ka anyị kpaa.

Come to this side let's discuss.

Chọọ ya n'akụkụ ahụ ya.

Chọọ ya n'akụkụ ahụ ya.

Look for it at the side of his body.

Akụkụ ahụ adịghị mma.

Akụkụ ahụ adịghị mma.

That side is not good.

Biko, chere m n'akụkụ ahịa ahụ.

Biko, chere m n'akụkụ ahịa ahụ.

Please, wait for me at the side of that market.

Akụkụ ahụ m ụfọdụ na-egbu m mgbu.

Akụkụ ahụ m ụfọdụ na-egbu m mgbu.

Some parts of my body are painful.

Ihe e wetara n'akụkụ ite na-ala n'akụkụ ọnụ.

Ihe e wetara n'akụkụ ite na-ala n'akụkụ ọnụ.

What is brought from the side of the pot, goes to the side of the mouth.

Anyị mụrụ banyere akụkụ ahụ dị iche iche.

Anyị mụrụ banyere akụkụ ahụ dị iche iche.

We learnt about different parts of the body.

Onye arịrịọ ahụ na-anọ n'akụkụ ụzọ.

Onye arịrịọ ahụ na-anọ n'akụkụ ụzọ.

That beggar stays at the road side.

Tụtụta ndị niile dapụrụ n'akụkụ oche.

Tụtụta ndị niile dapụrụ n'akụkụ oche.

Pick up all the ones that fell by the chair.

Ọ dị n'akụkụ akwa m.

Ọ dị n'akụkụ akwa m.

It is beside my bed.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.