íbè
ibè
| Word | ibè |
| Definitions | Noun 香 1.mate; fellow |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ndị ibe m nọ ebe ahụ ugbua.
Ndị ibe m nọ ebe ahụ ugbua.
My mates are there now.
Ibe m na-arụzị ọrụ ugbu a.
Ibe m na-arụzị ọrụ ugbu a.
My mates are working now.
Ibe m agụchaala.
Ibe m agụchaala.
My mates have graduated.
íbé
ibe
| Word | ibe |
| Definitions | Noun 寃裾 1.part; piece |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ ibe anụ a ga-ebeta?
Kedụ ibe anụ a ga-ebeta?
Which part of the animal will be cut?
Ọ bụ ibe ọkụkụ a kachasi mkpa.
Ọ bụ ibe ọkụkụ a kachasi mkpa.
This part of the chicken is the most important.
Ọjị a gbara ibe anọ.
Ọjị a gbara ibe anọ.
This kolanut has four lobes.
Ọ dị n'ibe n'ibe.
Ọ dị n'ibe n'ibe.
It is in parts/pieces.
íbē
ibē
| Word | ibē |
| Definitions | Noun 1.pledge; surety; hostage; pawn |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
O nyere ya n'ibe.
O nyere ya n'ibe.
He presented it as a pawn.
Ọ bụ onye ibe.
Ọ bụ onye ibe.
He is a surety.
O nweghị ndị ibe.
O nweghị ndị ibe.
He has no sureties.
Onye natara ya n'ibe?
Onye natara ya n'ibe?
Who is his surety?
Naa ibe ugbua i nwere ohere ya.
Naa ibe ugbua i nwere ohere ya.
Take hostage now you have the time.
Kedụ ihe anyị nwere iji nata ibe?
Kedụ ihe anyị nwere iji nata ibe?
What do we have that will serve as a security?
Inapụta n'ibe ka anyị na-eje okwu ya.
Inapụta n'ibe ka anyị na-eje okwu ya.
To redeem from hostage is what we are seeking for.
Ala Ude nọ n'ibe.
Ala Ude nọ n'ibe.
Ude's land is under pledge.
Ọ bụghị nna ya nwe ala ahụ o ji mee ibe.
Ọ bụghị nna ya nwe ala ahụ o ji mee ibe.
The father is not the rightful owner of that land he used as a pledge.
ńtü
ntụ
| Word | ntụ |
| Definitions | Noun 拠 1.ash |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A na-eji ntụ asapụ ntachu dị̣ n'eze ma ọ bụ n'ite.
A na-eji ntụ asapụ ntachu dị̣ n'eze ma ọ bụ n'ite.
Ash is used to wash off stains on the teeth or pots.
Aja laara aja, ntụ laara ntụ.
Aja laara aja, ntụ laara ntụ.
Dust unto dust, ashes unto ashes.
Ntụ ahụ dị ọkụ.
Ntụ ahụ dị ọkụ.
That ash is hot.
Jee chịtara m obere ntụ.
Jee chịtara m obere ntụ.
Go fetch me a little ash.
Ntụ bụ ihe na-afọdụ ma osisi gbasịa ọkụ.
Ntụ bụ ihe na-afọdụ ma osisi gbasịa ọkụ.
Ash is what remains after the wood gets burnt.
bé
be
| Word | be |
| Definitions | Active verb 干 1.cry out; make a non worded sound (especially like a baby or an animal) 2.make a sound, like an alarm |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ebe ka ewu.
Ọ na-ebe ka ewu.
He is crying like a goat.
O bere n'oke olu.
O bere n'oke olu.
She cried out in a loud voice.
Ọ na-ebe ka mgbaama.
Ọ na-ebe ka mgbaama.
It sounds like an alarm.
Nwata ahụ ga-ebe akwa ma ị hapụ ya.
Nwata ahụ ga-ebe akwa ma ị hapụ ya.
That child will cry if you leave him.
ébé
ebe
| Word | ebe |
| Definitions | Noun 所 1.a particular location; place Adverb 所 1.where; whereabout; situation; location; here |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Aga m eje ebe ọ nọ.
Aga m eje ebe ọ nọ.
I will go where he is.
Chọọ ebe ọzọ.
Chọọ ebe ọzọ.
Look for another place.
E jidere ya ebe ọ na-ezu ohi.
E jidere ya ebe ọ na-ezu ohi.
He was caught at the place he was stealing.
Ebe o bi tere aka.
Ebe o bi tere aka.
Where she lives is far.
Ahụrụ m ya ebe ọ na-aṅụ mmanya.
Ahụrụ m ya ebe ọ na-aṅụ mmanya.
I saw him where he was drinking.
Ebe onye dara ka chi ya kwaturu ya
Ebe onye dara ka chi ya kwaturu ya
Where a person falls, is where his god pushed him down.
Amaghị m ebe ameegwuregwu Dan Anyịam dị n'Owere.
Amaghị m ebe ameegwuregwu Dan Anyịam dị n'Owere.
I do not know where Dan Anyiam stadium is in Owerri.
Ị maghị ebe m si abịa.
Ị maghị ebe m si abịa.
You do not know where I am coming from.
Nne ya anọghị ebe a.
Nne ya anọghị ebe a.
Her mother is not here.
Ọ bịara ebe m na-agụ akwụkwọ.
Ọ bịara ebe m na-agụ akwụkwọ.
He came while I was reading.
Ọ tụtụtara ya ebe o tufuru ya.
Ọ tụtụtara ya ebe o tufuru ya.
He picked it from here he lost it.
Nne ya anọghị ebe a.
Nne ya anọghị ebe a.
Her mother is not here.
Amaghị m ebe ameegwuregwu Dan Anyịam dị n'Owere.
Amaghị m ebe ameegwuregwu Dan Anyịam dị n'Owere.
I do not know where Dan Anyiam stadium is in Owerri.
Ebe ahụ adịghị mma.
Ebe ahụ adịghị mma.
That place is not good.
Ọ tụtụtara ya ebe o tufuru ya.
Ọ tụtụtara ya ebe o tufuru ya.
He picked it from where he lost it.
Ahụrụ m ya ebe ọ na-aṅụ mmanya.
Ahụrụ m ya ebe ọ na-aṅụ mmanya.
I saw him where he was drinking.
Amaghị m ebe Ada si bịa.
Amaghị m ebe Ada si bịa.
I don't know where Ada came from.
Kedu ebe bụ ebe a?
Kedu ebe bụ ebe a?
Where is this place?
Ebe ọ nọ adịghị mma.
Ebe ọ nọ adịghị mma.
Where he is , is not good.
O jekwuru ya ebe ọ nọ.
O jekwuru ya ebe ọ nọ.
He met him where he was.
bè
bè
| Word | bè |
| Definitions | Active verb 緻 1.perch; settle (of bird) |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Aga m egbu ọkụkọ a ma o bee n'elu akwa ndina m.
Aga m egbu ọkụkọ a ma o bee n'elu akwa ndina m.
I will kill this chicken if it perches on my bed.
Ọkụkọ ahụ bee na ya, ọ ga-emebi.
Ọkụkọ ahụ bee na ya, ọ ga-emebi.
If the fowl perches on it, it will spoil.
Nnụnụ na-ebe na ya oge niile.
Nnụnụ na-ebe na ya oge niile.
Birds always perch on it.
Ọ ga-ebe n'elu osisi a.
Ọ ga-ebe n'elu osisi a.
It will perch on this tree.
Ulukuruụbụba ga-ebe n'okoko ndịa.
Ulukuruụbụba ga-ebe n'okoko ndịa.
Butterfly will perch on these flowers.
ǫgbö
ọ̀gbọ
| Word | ọ̀gbọ |
| Definitions | Noun 合 1.a person of the same age or belonging to the same age group; age mate |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Gị na ndị ọgbọ gị soro bịa.
Gị na ndị ọgbọ gị soro bịa.
Come with your peers.
I chere na mụ na gị bụ ọgbọ?
I chere na mụ na gị bụ ọgbọ?
Do you think both of us are mates?
Esola ndị ọgbọ gị akpa ụdị ajọ agwa a.
Esola ndị ọgbọ gị akpa ụdị ajọ agwa a.
Don't follow your age mates to exhibit this bad behaviour.
Ndị ọgbọ anyị nwere nzukọ taa.
Ndị ọgbọ anyị nwere nzukọ taa.
Our mates have a meeting today.
Ọ bụ ọgbọ anyị ka a kpọrọ.
Ọ bụ ọgbọ anyị ka a kpọrọ.
It was our age mate they invited.
Kedụ aha ọgbọ unu?
Kedụ aha ọgbọ unu?
What is the name of your age grade?
Ọgbọ anyị nwere ego.
Ọgbọ anyị nwere ego.
Our age grade is rich.
Ọ bụ onye ọgbọ m.
Ọ bụ onye ọgbọ m.
He is my age mate.
bé
be
| Word | be |
| Definitions | Active verb 1.cry (sound); make a sound, especially a characteristic sound |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ebe ka okọọkpa.
Ọ na-ebe ka okọọkpa.
He is crying like a rooster.
O na-ebe ka nke m.
O na-ebe ka nke m.
It's making a sound like mine.
bé
be
| Word | be |
| Definitions | Active verb 1.cut; slice |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Biko, bee oroma ahụ ka anyị rachaa ya.
Biko, bee oroma ahụ ka anyị rachaa ya.
Please, cut that orange let's eat it.
Onye bere oroma a ?
Onye bere oroma a ?
Who cut this orange?
Nne m chọrọ ibe abacha.
Nne m chọrọ ibe abacha.
My mother wants to slice tapioca.
Ọ na-ebe oroma.
Ọ na-ebe oroma.
She is cutting orange.
Ọ na-ebe ugiri kwa izuụka.
Ọ na-ebe ugiri kwa izuụka.
She cuts bush mango every week.
Ị ga-ebe mma n'aka.
Ị ga-ebe mma n'aka.
You will cut yourself with knife.
Ebere m oroma atọ.
Ebere m oroma atọ.
I cut three oranges.