Nkọwa okwu logo
Beta

zötǫ

zọtọ̀

Wordzọtọ̀
Definitions

Active verb

1.tread in any sort of filth; tread till it becomes soft and messy; match on to become a pulp

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ zọtọrọ oroma ahụ.

Ọ zọtọrọ oroma ahụ.

He marched the orange until it became messy.

Onye zọtọrọ ihe a?

Onye zọtọrọ ihe a?

Who mashed thisyt

Ọ kpachara anya zọtọọ ya.

Ọ kpachara anya zọtọọ ya.

He deliberately matched it to a pulp.

Ha na-azọtọ akwa ha.

Ha na-azọtọ akwa ha.

They are matching on their cloth.

Ọ zọtọrọ akpala ọkụkọ ahụ.

Ọ zọtọrọ akpala ọkụkọ ahụ.

She matched on the fowl dung.

Nwatakịrị a ga-azọtọ osikapa ndị a dasịrị n'ala.

Nwatakịrị a ga-azọtọ osikapa ndị a dasịrị n'ala.

This child will tread on those rice that fell to the ground.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.