wá ányá
wa anya
Word | wa anya |
Definitions | Medial verb 胃目 1.be bold; be undaunted, brave, or audacious |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mmadụ ịwa anya na-adị mma oge ụfọdụ.
Mmadụ ịwa anya na-adị mma oge ụfọdụ.
Being brave is good sometimes.
Nwaada ahụ wara anya.
Nwaada ahụ wara anya.
That lady is bold.
Ada ya wara anya.
Ada ya wara anya.
Her (first) daughter is outspoken.
Nwata a ga-awa anya ma o too.
Nwata a ga-awa anya ma o too.
This child will be brave when he grows up.