sų údè
sụ̀ udè
Word | sụ̀ udè |
Definitions | Active verb 州密晶 1.groan; grunt; hum |
Variations | sù udè |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mgbe anyị ruru ebe ahụ, ha niile nọọrọ ọdụ n'ala na-asụ ude.
Mgbe anyị ruru ebe ahụ, ha niile nọọrọ ọdụ n'ala na-asụ ude.
When we got there, they all sat on the ground, groaning.
Nwaanyị ahụ sụrụ ude ka ọ hụrụ nwa ya.
Nwaanyị ahụ sụrụ ude ka ọ hụrụ nwa ya.
That woman groaned when she saw her child.
Ọnwụ nwunye ya mere ka ọ sụọ ude.
Ọnwụ nwunye ya mere ka ọ sụọ ude.
The death of his wife made him groan.
Ọ sụrụ ude mgbe ọ nụrụ ihe mere nwanne ya.
Ọ sụrụ ude mgbe ọ nụrụ ihe mere nwanne ya.
He groaned when he heard what happened to his sibling.