ǹhàtáǹhà
ǹhàtaǹhà
Word | ǹhàtaǹhà |
Definitions | Adverb 1.equally; equal; in an equal way |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị ga-eke ya nhatanha.
Anyị ga-eke ya nhatanha.
We will share it equally.
O kere nri ahụ nhatanha.
O kere nri ahụ nhatanha.
She shared the food equally.
Ọnụọgụgụ ha dị nhatanha.
Ọnụọgụgụ ha dị nhatanha.
Their number is equal.
Ọrụ dịịrị onye ọbụla dị nhatanha.
Ọrụ dịịrị onye ọbụla dị nhatanha.
Everybody's responsibility is equal.
Ụmụnwaanyị na ụmụnwoke kwesịrị inwe ikike nhatanha.
Ụmụnwaanyị na ụmụnwoke kwesịrị inwe ikike nhatanha.
Women and men should have equal rights.
Ha niile ga-aha nhatanha.
Ha niile ga-aha nhatanha.
All of them shall be equal.
Ọ dị nhatanha.
Ọ dị nhatanha.
It is equal.
O kwesiri ịdị nhatanha.
O kwesiri ịdị nhatanha.
It is supposed to be equal.
įshá
ị̀sha
Word | ị̀sha |
Definitions | Noun 1.crayfish |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụbeghị m ịsha dị ndụ.
Ahụbeghị m ịsha dị ndụ.
I have not seen a live crayfish.
A na-enwete ịsha na mmiri.
A na-enwete ịsha na mmiri.
Crayfish is got in water.
Achọrọ m ịsụ ịsha.
Achọrọ m ịsụ ịsha.
I want to pound crayfish.
Chika na-ere ịsha.
Chika na-ere ịsha.
Chika sells crayfish.
Zụta ịsha anyị ga-eji sie ofe.
Zụta ịsha anyị ga-eji sie ofe.
Buy crayfish that we will use to cook soup.
Ego ole ka ị na-ere ịsha?
Ego ole ka ị na-ere ịsha?
How much are you selling crayfish?