ïpàrà
ịpàrà
Word | ịpàrà |
Definitions | Noun 1.extensive haggling |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E ji ịgba ịpara mara ya.
E ji ịgba ịpara mara ya.
He is known for extensive haggling.
Ọ mụtara etu esi agba ịpara n' aka nne ya.
Ọ mụtara etu esi agba ịpara n' aka nne ya.
She learnt extensive haggling from her mother.
Ego a ga-ezu ịgba ịpara.
Ego a ga-ezu ịgba ịpara.
This money will be enough for extensive haggling.
Ị na-agba ịpara mgbe niile.
Ị na-agba ịpara mgbe niile.
You haggle all the time.
Ac̣họghị m onye na-agba ịpara.
Ac̣họghị m onye na-agba ịpara.
I do not want anybody that haggles too much.
E ji ịgba ịpara mara ya.
E ji ịgba ịpara mara ya.
He is known for extensive haggling.
Ada bụ onye ịpara.
Ada bụ onye ịpara.
Ada haggles.
Ha gburu ọtụtụ oge n'ahịa maka ịpara.
Ha gburu ọtụtụ oge n'ahịa maka ịpara.
They wasted too much time in the market because of haggling.
Ego a ga-ezu ịgba ịpara.
Ego a ga-ezu ịgba ịpara.
This money will be enough for extensive haggling.
Oke ịpara adịghị mma.
Oke ịpara adịghị mma.
Extensive haggling is not good.
Ọ mụtara etu e si agba ịpara n'aka nne ya.
Ọ mụtara etu e si agba ịpara n'aka nne ya.
She learnt extensive haggling from her mother.
Kwụsị oke ịpara gị a.
Kwụsị oke ịpara gị a.
Stop this your too much haggling.
Naanị ndị ịpara bịara ịzụ m ahịa taa.
Naanị ndị ịpara bịara ịzụ m ahịa taa.
Only those that haggle came to buy things from me today.
ṃpįrïḿpį
m̀pị̀rịmpị̀
Word | m̀pị̀rịmpị̀ |
Definitions | Noun 1.stinginess; not willing to spend money, give something enough |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nwoke a bụ onye mpịrịmpị.
Nwoke a bụ onye mpịrịmpị.
This man is a stingy person.
Ịhụ onye na-arịa mpịrịmpị, ị ga-ama.
Ịhụ onye na-arịa mpịrịmpị, ị ga-ama.
If you see anyone suffering from stinginess, you will know.
Ọ na-agba mpịrịmpị hinne.
Ọ na-agba mpịrịmpị hinne.
She is too much involved in stingy haggling.
Ekwela ka mpịrịmpị a laa gị n'iyi.
Ekwela ka mpịrịmpị a laa gị n'iyi.
Do not let this stinginess destroy you.
Ọ bụ nwoke mpịrịmpị.
Ọ bụ nwoke mpịrịmpị.
He is a man that haggles stingily.
Mpịrịmpị ekweghị nwoke a zụta ezigbo akwa.
Mpịrịmpị ekweghị nwoke a zụta ezigbo akwa.
Stinginess did not allow this man buy a good clothe.
Kedụ mgbe mpịrịmpị a bidoro?
Kedụ mgbe mpịrịmpị a bidoro?
When did this stinginess start?
Anyị gbara mpịrịmpị.
Anyị gbara mpịrịmpị.
We haggled stingily for price.