ñų íyí
ṅụ̀ iyī
Word | ṅụ̀ iyī |
Definitions | Active verb 1.take or swear an oath |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị ịṅụ iyi.
Achọghị ịṅụ iyi.
I do not want to swear.
Ha ga-aṅụ iyi ọrụ.
Ha ga-aṅụ iyi ọrụ.
They will swear an oath of office.
Hapụ ya ka ọ ṅụọ iyi.
Hapụ ya ka ọ ṅụọ iyi.
Allow him to swear.
Emeka ga-aṅụ iyi na o soghị.
Emeka ga-aṅụ iyi na o soghị.
Emeka will swear that he was not among.
Ị nụọ iyi, ị nwụọ.
Ị nụọ iyi, ị nwụọ.
If you swear, you will die.
Onye chọrọ ịṅụ iyi?
Onye chọrọ ịṅụ iyi?
Who wants to swear?
Ọ dị ka ọ na-amasị gị ịṅụ iyi.
Ọ dị ka ọ na-amasị gị ịṅụ iyi.
It seems you like swearing.
Ọ nụrụ iyi na ọ bụghị ya were ego ahụ.
Ọ nụrụ iyi na ọ bụghị ya were ego ahụ.
He swore that he wasn't the one that took the money.
Ha ṅụrụ iyi.
Ha ṅụrụ iyi.
They swore.