kwádó
kwado
| Word | kwado |
| Definitions | Active verb 1.prepare; get ready |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Akwadoro m ije ahịa.
Akwadoro m ije ahịa.
I got ready to go to the market.
M ga-akwado n'isi ụtụtụ.
M ga-akwado n'isi ụtụtụ.
I will prepare early in the morning.
Achọrọ m ịkwado akwụkwọ.
Achọrọ m ịkwado akwụkwọ.
I want to prepare for school.
Kwadoo, gaa kpọọrọ m nne gị.
Kwadoo, gaa kpọọrọ m nne gị.
Prepare, and go call your mother for me.
kwàdò
kwàdò
| Word | kwàdò |
| Definitions | Active verb 1.support; hold up; stop from falling |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nne m kwadoro m n'ọrụ a.
Nne m kwadoro m n'ọrụ a.
My mother supported me in this work.