jü
jụ
Word | jụ |
Definitions | Active verb 絵 1.ask; interrogate, make a sentence seeking information |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ajụ anyị aha anyị.
Ọ na-ajụ anyị aha anyị.
He is asking us our names.
Amaka jụrụ Oluigbo ebe anyị ga-akwusị
Amaka jụrụ Oluigbo ebe anyị ga-akwusị
Amaka asked Oluigbo where we will alight.
Jụọ ya n'ụzọ ga-edo ya anya.
Jụọ ya n'ụzọ ga-edo ya anya.
Ask him in a clear manner.
A gara m ịjụ ya ajụjụ ọnụ.
A gara m ịjụ ya ajụjụ ọnụ.
I went to interrogate him.
Anyị ga-ajụ ya gbasara ya.
Anyị ga-ajụ ya gbasara ya.
We will ask him about it.
Jụọ ya n'ụzọ ga-edo ya anya.
Jụọ ya n'ụzọ ga-edo ya anya.
Ask him in a clear manner.
Jụọ ya mgbe ọ ga-abịa.
Jụọ ya mgbe ọ ga-abịa.
Ask him when he will come.
Anyị ga-ajụ ya gbasara ya.
Anyị ga-ajụ ya gbasara ya.
We will ask him about it.
Ọ jụrụ m ajụjụ.
Ọ jụrụ m ajụjụ.
He asked me a question.
Agara m ịjụ ya ajụjụ ọnụ.
Agara m ịjụ ya ajụjụ ọnụ.
I went to interrogate him.
Ole ndị na-ajụ ajụjụ?
Ole ndị na-ajụ ajụjụ?
Which people are asking questions?
Ọ na-ajụ anyị aha anyị.
Ọ na-ajụ anyị aha anyị.
He is asking us our names.
Amaka jụrụ Oluigbo ebe anyị ga-akwụsị
Amaka jụrụ Oluigbo ebe anyị ga-akwụsị
Amaka asked Oluigbo where we will alight.
jü
jụ
Word | jụ |
Definitions | Active verb 1.refuse; reject |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ajụrụ m ajọ mmụọ na ọrụ ha niile.
Ajụrụ m ajọ mmụọ na ọrụ ha niile.
I reject evil spirits and all their works.
Ọ na-ajụ di na-abịara ya
Ọ na-ajụ di na-abịara ya
She rejects her prospective husband.
Gịnị kpatara ị ji jụ ikwu okwu?
Gịnị kpatara ị ji jụ ikwu okwu?
Why did you refuse to talk?
Ọ jụrụ na ọ ga-abịa.
Ọ jụrụ na ọ ga-abịa.
He refused to come.
Ọ chọghị ịjụ onyinye ahụ
Ọ chọghị ịjụ onyinye ahụ
He doesn't want to reject that gift.
jú
jū
Word | jū |
Definitions | Active verb 1.be many or plenty 2.be full |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nri juru ebe ahu.
Nri juru ebe ahu.
Food is plenty there.
Iko m juru n'ọnụ.
Iko m juru n'ọnụ.
My cup is full to the brim.