gö
gọ
Word | gọ |
Definitions | Active verb 㦡 1.consecrate; make or declare sacred or holy 2.bless or pray for someone or something |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nna m ga-agọ oji.
Nna m ga-agọ oji.
My father will consecrate the kolanut.
Gọọrọ anyị ọfọ ogologo ndụ.
Gọọrọ anyị ọfọ ogologo ndụ.
Pray for long life.
Ịgọ ọfọ dị mma.
Ịgọ ọfọ dị mma.
Praying is good.
Ọ chọghị ịgọ ọjị n'asụsụ Bekee.
Ọ chọghị ịgọ ọjị n'asụsụ Bekee.
He does not want to bless the kola nut in English language.
Gọọ ọfọ ọma nye ụmụ gị.
Gọọ ọfọ ọma nye ụmụ gị.
Make positive declarations upon your children.
Onye gọrọ ọjị?
Onye gọrọ ọjị?
Who blessed the kola nut?
Ụkọchukwu na-agọ nchekwa nye ndị ụka ya.
Ụkọchukwu na-agọ nchekwa nye ndị ụka ya.
The priest prays protection for members of his church.
gö
gọ
Word | gọ |
Definitions | Active verb 㚻顧 1.proclaim upon something or someone; pray over something or someone 2.bless |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ na-agọ ọfọ.
Ọ na-agọ ọfọ.
He is using the 'ọfọ' to make proclamations.
Onye ga-agọ nri a ka anyị mailte iri ya?
Onye ga-agọ nri a ka anyị mailte iri ya?
Who will pray over this food let's start eating it?
Nne ya gọrọ ọfọ ọma n'isi ya.
Nne ya gọrọ ọfọ ọma n'isi ya.
Her mother made positive proclamations on her head.
Obi na-agọ ọjị.
Obi na-agọ ọjị.
Obi is praying over the kolanut.
gó
go
Word | go |
Definitions | Active verb 測 1.buy; purchase |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Afu m Obele ka ọ na-agbago ụzo ụno akwụkwọ
Afu m Obele ka ọ na-agbago ụzo ụno akwụkwọ
I saw Obele going upwards in the direction of the school.
Afu m Obele ka ọ na-alịgo aja
Afu m Obele ka ọ na-alịgo aja
I saw Obele climbing up the wall
A hụrụ m ya mgbe ọ na-ego achịcha.
A hụrụ m ya mgbe ọ na-ego achịcha.
I saw him when he was buying bread.
Ụmu akwụkwọ na-akwago moto Obele enu ugwu
Ụmu akwụkwọ na-akwago moto Obele enu ugwu
Students are pushing Obele's car up the hill
I putago ula
I putago ula
Good morning (literally Have you come out of the sleeping room?)
Ọ natago
Ọ natago
He has arrived
Ego ole ka ị ga-ego ya?
Ego ole ka ị ga-ego ya?
How much will you buy it?
O goro akwa ọhụrụ taata.
O goro akwa ọhụrụ taata.
She bought a new dress today.
Amarachi na-ego akpa kwa ọnwa.
Amarachi na-ego akpa kwa ọnwa.
Amarachi buys bag every month.
Goo ya ugbu a.
Goo ya ugbu a.
Buy it now.