Nkọwa okwu logo
Beta

gbàkǫ

gbàkọ̀

Wordgbàkọ̀
Definitions

Active verb

疫歌

1.add

2.calculate

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ịgbakọ oge ole m ji ha.

Achọrọ m ịgbakọ oge ole m ji ha.

I want to calculate how much I am owing them.

Ada na-agbakọ ego o retara taa.

Ada na-agbakọ ego o retara taa.

Ada is calculating how much she sold today.

Amaghị m ihe ọ na-agbakọ oge niile.

Amaghị m ihe ọ na-agbakọ oge niile.

I don't know what he is always calculating.

Ọ ga-agbakọ ego ya ma ọ bata.

Ọ ga-agbakọ ego ya ma ọ bata.

She will calculate her money when she comes back.

Biko, gbakọọ ihe ndị a.

Biko, gbakọọ ihe ndị a.

Please calculate all these things.

gbákǫ

gbakọ̀

Wordgbakọ̀
Definitions

Active verb

1.gather; come together; assemble

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị ga-agbakọ n'ụlọ gị.

Anyị ga-agbakọ n'ụlọ gị.

We will gather in your house.

Anyị agbakọghị ọzọ.

Anyị agbakọghị ọzọ.

We did not assemble again.

Achọghị m iso unu gbakọọ ebe ahụ.

Achọghị m iso unu gbakọọ ebe ahụ.

I don't want to join you people to gather there.

Ha ga-agbakọ n'elekere asaa nke ụtụtụ.

Ha ga-agbakọ n'elekere asaa nke ụtụtụ.

They will gather at seven o'clock in the morning.

Gbakoo ha ebe a.

Gbakoo ha ebe a.

Gather them here.

Ahụhụ na-achọ ịgbakọ ebe a.

Ahụhụ na-achọ ịgbakọ ebe a.

Ants want to gather here.

Ha na-agbakọ obere obere.

Ha na-agbakọ obere obere.

They are gradually gathering.

Ọbịageli, gbakọọ ụdọ ahụ.

Ọbịageli, gbakọọ ụdọ ahụ.

Ọbịageli, roll the rope.

Ọ dịghị mma ịgbakọ ugbu a.

Ọ dịghị mma ịgbakọ ugbu a.

It is not proper to assemble now.

ḿgbàkö

mgbàkọ̄

Wordmgbàkọ̄
Definitions

Noun

1.addition

2.calculation

Related Term
Word Stem

Examples

Mgbakọ gị a ezighi ezi.

Mgbakọ gị a ezighi ezi.

This your calculation is not right.

Ọ bụ naanị mgbakọ na mwepu ka m zatara.

Ọ bụ naanị mgbakọ na mwepu ka m zatara.

It was only addition and subtraction that I answered correctly.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.