gbà ńdų
gbà ndụ̀
Word | gbà ndụ̀ |
Definitions | Active verb 疫寎及 1.make a covenant |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chukwu na mmadụ gbara ndụ.
Chukwu na mmadụ gbara ndụ.
God made a covenant with man.
Ha na-agba ndụ n'otu ahụ.
Ha na-agba ndụ n'otu ahụ.
They make covenant in that association.
Emeka sị na ya na nwunye ya ga-agba ndụ tupu ha alụọ.
Emeka sị na ya na nwunye ya ga-agba ndụ tupu ha alụọ.
Emeka said that he and his wife will make a covenant before they marry.
Ọ chọrọ ka ya na Ada gbaa ndụ
Ọ chọrọ ka ya na Ada gbaa ndụ
He wants him and Ada to make a covenant.
Ya na enyi ya nwaanyị na-agba ndụ.
Ya na enyi ya nwaanyị na-agba ndụ.
He and his girlfriend are making a covenant.