gbá áfá
gba afa
Word | gba afa |
Definitions | Active verb 碁贈 1.practice divination |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
A ga-agba afa ịmata ihe mere ụdị ihe a jiri mee.
A ga-agba afa ịmata ihe mere ụdị ihe a jiri mee.
There will be a divination to know why this type of thing happened.
A gbara afa maka ọnwụ nwoke ahụ.
A gbara afa maka ọnwụ nwoke ahụ.
Divination was done because of that man's death.
Ọ na-agba afa ụgha.
Ọ na-agba afa ụgha.
He makes false divination
Ịgba afa na-ebute nsogbu oge ụfọdụ.
Ịgba afa na-ebute nsogbu oge ụfọdụ.
Divination creates problems sometimes.
Ndị ụmụnna gwara Udi ka ọ gbaa afa echi.
Ndị ụmụnna gwara Udi ka ọ gbaa afa echi.
They kinsmen told Udi do divination tomorrow.
O jere gbaa afa ndụ.
O jere gbaa afa ndụ.
He went to seek divination for long life.
O nwere ikike ịgba afa.
O nwere ikike ịgba afa.
She has the power of divination.
Ha na-agba afa.
Ha na-agba afa.
They are doing divination.
Onye gbara ya bụ afa?
Onye gbara ya bụ afa?
Who did the divination?
Ịgba afa megidere okwukwe m.
Ịgba afa megidere okwukwe m.
Divination is against my faith.
Ana m agba afa.
Ana m agba afa.
I am doing divination.