dų ödü
dụ̀ ọdụ̄
Word | dụ̀ ọdụ̄ |
Definitions | Active verb 㧋㢀 1.advise |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Chinedu achọghị ịdụ nwanne ya ọdụ.
Chinedu achọghị ịdụ nwanne ya ọdụ.
Chinedu does not want to advise his brother.
Nne m na-adụ m ọdụ oge niile.
Nne m na-adụ m ọdụ oge niile.
My mother advices me every time.
Biko, dụọ ya ọdụ ka ọ hapụ nwa ahụ aka.
Biko, dụọ ya ọdụ ka ọ hapụ nwa ahụ aka.
Please, advise him to leave that child alone.
Ụkọchukwu ga-adụ ụmụnwaanyị niile ọdụ taa.
Ụkọchukwu ga-adụ ụmụnwaanyị niile ọdụ taa.
The priest will advice all the women today.
Gaa, dụọ ha ọdụ.
Gaa, dụọ ha ọdụ.
Go and advise them.
Adụrụ m ha ọdụ.
Adụrụ m ha ọdụ.
I advised them.
Onye ka ị si dụrụ gị ọdụ?
Onye ka ị si dụrụ gị ọdụ?
Who did you say advised you?
Onye ga-adụ ha ọdụ?
Onye ga-adụ ha ọdụ?
Who will advise them?
Ọ chọghị onye ga-adụ ya ọdụ.
Ọ chọghị onye ga-adụ ya ọdụ.
He does not want anyone that will advise him.