dï égwù
dị egwù
Word | dị egwù |
Definitions | Passive verb 延録 1.(figurative) be amazing; be shocking; be intriguing |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụdị egwu ndị ahụ gbara dị egwu.
Ụdị egwu ndị ahụ gbara dị egwu.
They type of dance those people danced was amazing.
Ihe dị egwu na-eme ugbu a.
Ihe dị egwu na-eme ugbu a.
Shocking things are happening now.
Akụkọ dị egwu ka ọ na-akọrọ m.
Akụkọ dị egwu ka ọ na-akọrọ m.
He was telling me a wonderful story.
Mmemme anyị echi ga-adị egwu.
Mmemme anyị echi ga-adị egwu.
Our occasion tomorrow will be amazing.