Nkọwa okwu logo
Beta

ìsúsú

ìsusu

Wordìsusu
Definitions

Noun

1.a system of saving money on daily or monthly basis

Related Term
Word Stem

Examples

Ha kpebiri na onye ọbụla ga na-atụ isusu.

Ha kpebiri na onye ọbụla ga na-atụ isusu.

They agreed that everybody will be making daily of monthly contribution.

Ndị ohi naara nwaanyị ahụ ego isusu ya.

Ndị ohi naara nwaanyị ahụ ego isusu ya.

Thieves robbed that woman of her daily contribution money.

Ịtụ isusu dị mma.

Ịtụ isusu dị mma.

Contribuiting for isusu is goood.

Isusu na-enye aka n'inweta ọkpụrụkpụ ego.

Isusu na-enye aka n'inweta ọkpụrụkpụ ego.

Isusu helps to get bulk money.

Nne m na-atụ isusu.

Nne m na-atụ isusu.

My mother saves in Isusu.

Nwaanyị buuru ego isusu anyị gbaa ọsọ.

Nwaanyị buuru ego isusu anyị gbaa ọsọ.

That woman ran away with our daily contribution money.

Kedu mgbe a ga-eke ego isusu anyị?

Kedu mgbe a ga-eke ego isusu anyị?

When is our isusu money going to be shared?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.