Nkọwa okwu logo
Beta

áhïhïá

ahịhịa

Wordahịhịa
Definitions

Noun

1.leaf; herb;

2.grass; weed;

3.(slang) marijuana

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ahịhịa juru n'ubi ahụ.

Ahịhịa juru n'ubi ahụ.

Grass is all over the farm.

Emeka gbara ọgwụ ahịhịa.

Emeka gbara ọgwụ ahịhịa.

Emeka sprayed weed drugs

Sụchaa ahịhịa dị n'ihu be gị.

Sụchaa ahịhịa dị n'ihu be gị.

Clear the weed in front of your place.

Obi na-ese ahihia.

Obi na-ese ahihia.

Obi smokes marijuana.

Ọrụ nwoke a bụ ịsụ ahịhịa.

Ọrụ nwoke a bụ ịsụ ahịhịa.

This man's occupation is clearing of grasses.

Ọ na-achọ ahịhịa o ji esi ọgwụ.

Ọ na-achọ ahịhịa o ji esi ọgwụ.

He is looking for grasses with which to prepare medicine.

ìrùrò

ìrùrò

Wordìrùrò
Definitions

Noun

1.weed(s)

2.thought(s)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anyị na-agba ọgwụ iruro.

Anyị na-agba ọgwụ iruro.

We are spraying insecticide.

Iruro etochiela be nna ya.

Iruro etochiela be nna ya.

Weed has overgrown his father's compund.

Iruro juru n'ubi anyị.

Iruro juru n'ubi anyị.

There are weeds in our farm.

O nwere ezigbo iruro banyere m.

O nwere ezigbo iruro banyere m.

He/she has good thoughts for me.

Ọgwụ iruro adịgboroja juru ahịa ugbu a.

Ọgwụ iruro adịgboroja juru ahịa ugbu a.

Fake insecticides are all over the market now.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.