ìkòḿ
ìkòm
| Word | ìkòm |
| Definitions | Noun 1.male |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Okoro bu aha ikom.
Okoro bu aha ikom.
Okoro is a male name.
nwókē
nwokē
| Word | nwokē |
| Definitions | Noun 子男 1.man; boy 2.male |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nna m bụ nwoke.
Nna m bụ nwoke.
My father is a man.
Nwoke a mara mma.
Nwoke a mara mma.
This man is handsome.
Nna m bụ nwoke.
Nna m bụ nwoke.
My father is a man.
Nwoke ahụ anwụọla.
Nwoke ahụ anwụọla.
That man has died
Nwoke a bụ odogwu.
Nwoke a bụ odogwu.
This man is a great person.
Nwoke ahụ bụ onye ohi.
Nwoke ahụ bụ onye ohi.
That man is at thief.
Nwoke bụ nwoke.
Nwoke bụ nwoke.
A man is a man.
Nwoke ahụ kara obi.
Nwoke ahụ kara obi.
That man is brave.
Ọ mụrụ nwoke.
Ọ mụrụ nwoke.
He gave birth to a boy.
Onye bụ nwoke ahụ bịara ebe a?
Onye bụ nwoke ahụ bịara ebe a?
Who is that man that came here?