Nkọwa okwu logo
Beta

ìfè

ìfè

Wordìfè
Definitions

Noun

1.non-indigene (person); foreigner

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nwoke ahụ abụghị ife. Ọ bụ nwaafọ.

Nwoke ahụ abụghị ife. Ọ bụ nwaafọ.

That man is not a foreigner. He is an indegene.

Ife ewerela obodo anyị.

Ife ewerela obodo anyị.

Foreigners have taken over our community.

Mmadụ niile bi ebe a bụ ndị ife.

Mmadụ niile bi ebe a bụ ndị ife.

Everybody living here are foreigners.

Na mbụ, anyị chere na ọ bụ onye ife.

Na mbụ, anyị chere na ọ bụ onye ife.

At first, we thought that he was a foreigner

Ọ naghị achọ ka ndị ife biri n' ogbe ya.

Ọ naghị achọ ka ndị ife biri n' ogbe ya.

At fiest, we thought that he was a foreigner

fé

fe

Wordfe
Definitions

Active verb

1.fly

2.sprinkle

3.wave

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Fee aka n'elu ka m hụ ebe ị nọ.

Fee aka n'elu ka m hụ ebe ị nọ.

Wave your hand up let me see where you are.

Ha na-efe akwa ọcha.

Ha na-efe akwa ọcha.

They are waving white cloths.

M ga-efe aka tupu m gafee.

M ga-efe aka tupu m gafee.

I will wave before I pass.

Ọkụkọ a chọrọ ife.

Ọkụkọ a chọrọ ife.

This hen wants to fly.

Ọ na-efe mmiri n'ala maka ụzụzụ.

Ọ na-efe mmiri n'ala maka ụzụzụ.

She sprinkles water on the ground because of dust.

Ijiji fere na nri gị.

Ijiji fere na nri gị.

Flies flew on your food.

Ụgbeelu na-efe ma n'ụtụtụ ma n'abalị.

Ụgbeelu na-efe ma n'ụtụtụ ma n'abalị.

Aeroplanes fly both in the morning and at night.

fè

Wordfè
Definitions

Active verb

1.cross; pass; go over

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O fere ihe m tụrụ anya ya.

O fere ihe m tụrụ anya ya.

It passed what I expected.

fé

fe

Wordfe
Definitions

Active verb

1.reduce in size, especially bloat or fat

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Afọ ya ga-efe ma tupu ọ ṅụsịa ọgwụ ahụ.

Afọ ya ga-efe ma tupu ọ ṅụsịa ọgwụ ahụ.

Her stomach will reduce before she finish taken the medicine.

Akudo efeela, o bughizi ibu.

Akudo efeela, o bughizi ibu.

Akudo has reduced, she is no longer fat.

Ụkwụ m efeela.

Ụkwụ m efeela.

My leg has reduced.

Aka ya zara aza efeela.

Aka ya zara aza efeela.

Her swollen leg hand has reduced.

Aga m efe mgbe na-adịghị anya.

Aga m efe mgbe na-adịghị anya.

I will reduce very soon.

ìhìè

ìhìè

Wordìhìè
Definitions

Noun

1.the agent of sight and visibility; light

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ihie adịghị ebe ahụ ị na-aga.

Ihie adịghị ebe ahụ ị na-aga.

There is no light where you are going.

N'ụtụtụ, ihie na-abịa.

N'ụtụtụ, ihie na-abịa.

In the morning, light comes.

Anyanwụ na-enye anyị ihie.

Anyanwụ na-enye anyị ihie.

The sun gives us light.

Ọrụ a niile anyị na-arụ ga-apụta ihie n'ọdịniihu.

Ọrụ a niile anyị na-arụ ga-apụta ihie n'ọdịniihu.

All of this work we are doing will come to light in future.

Nna ya kpọchiri n'ime ụlọ ebe ihie adịghị.

Nna ya kpọchiri n'ime ụlọ ebe ihie adịghị.

His father locked him inside the house where there is no light.

Ndị nọ na nga anaghị ahụ ihie oge niile.

Ndị nọ na nga anaghị ahụ ihie oge niile.

People in prison do not see light all the time.

íhé

ihe

Wordihe
Definitions

Noun

1.thing; something; what (thing)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kedu mgbe ihe ahụ bidoro?

Kedu mgbe ihe ahụ bidoro?

When did that one start?

Ihe a epeghị mpe.

Ihe a epeghị mpe.

This is not small.

Nne gị nyere m ihe sị m nye gị.

Nne gị nyere m ihe sị m nye gị.

Your mother gave me something to give to you.

Ada amaghị ihe ọ ga-ekwu na-eme ya.

Ada amaghị ihe ọ ga-ekwu na-eme ya.

Ada can't tell about the thing wrong with her.

Tufuchaa ihe ndị a.

Tufuchaa ihe ndị a.

Throw away all these things.

Ọ na-akpa agwa ka ihe m na amaghị.

Ọ na-akpa agwa ka ihe m na amaghị.

He behaves like what I don't know.

Ihe a epeghị mpe.

Ihe a epeghị mpe.

This is not small.

Amaghị m ebe ihe ahụ dị.

Amaghị m ebe ihe ahụ dị.

I don't know where that thing is.

Ihe ahụ abụghị nke gị.

Ihe ahụ abụghị nke gị.

That thing is not your own.

Nne gị nyere m ihe sị m nye gị.

Nne gị nyere m ihe sị m nye gị.

Your mother gave me something to give to you.

Ada amaghị ihe ọ ga-ekwu na-eme ya.

Ada amaghị ihe ọ ga-ekwu na-eme ya.

Ada can't tell about the thing wrong with her.

Kedu mgbe ihe ahụ bidoro?

Kedu mgbe ihe ahụ bidoro?

When did that one start?

Ihe ahụ abụghị nke gị.

Ihe ahụ abụghị nke gị.

That thing is not your own.

Aga m enye gị ihe dị mma.

Aga m enye gị ihe dị mma.

I will give you something nice.

Ihe a epeghị mpe.

Ihe a epeghị mpe.

This is not small.

Ada amaghị ihe ọ ga-ekwu na-eme ya.

Ada amaghị ihe ọ ga-ekwu na-eme ya.

Ada can't tell about the thing wrong with her.

Ihe a akarịala.

Ihe a akarịala.

This is too much.

Tinye ya n'ime ihe.

Tinye ya n'ime ihe.

Put it inside something.

Onye bụ ihe a?

Onye bụ ihe a?

Who is this?

Olee ihe m na-ahụ ebe a?

Olee ihe m na-ahụ ebe a?

What am I seeing here?

Kedụ onye nwe ihe a?

Kedụ onye nwe ihe a?

Who has this?

Amaghị m ebe ihe ahụ dị.

Amaghị m ebe ihe ahụ dị.

I don't know where that thing is.

Kedụ mgbe ihe ahụ bidoro?

Kedụ mgbe ihe ahụ bidoro?

When did that one start?

Ihe ị na-eme dị mma.

Ihe ị na-eme dị mma.

What you are doing is good.

Nne gị nyere m ihe sị m nye gị.

Nne gị nyere m ihe sị m nye gị.

Your mother gave me something to give to you.

Ada na-esi ihe.

Ada na-esi ihe.

Ada is cooking something.

Biko zụtara m ihe n'ahịa.

Biko zụtara m ihe n'ahịa.

Please buy something for me from the market.

Ihe a adịghị mma.

Ihe a adịghị mma.

This thing is not good

Onye debere ihe a n'ebe a?

Onye debere ihe a n'ebe a?

Who kept this thing here?

Ihe a dị mma.

Ihe a dị mma.

This thing is nice.

Nye m ihe m.

Nye m ihe m.

Give me my item.

Onye nwe ihe a?

Onye nwe ihe a?

Who owns this?

Ihe ahụ emebiela.

Ihe ahụ emebiela.

That thing has spoilt.

Ihe ahụ abụghị nke m.

Ihe ahụ abụghị nke m.

That thing is not mine.

Were ihe a.

Were ihe a.

Take this thing.

O nyere m ihe m nara ya.

O nyere m ihe m nara ya.

She gave me what I asked from her.

Were ihe a nyee Ada.

Were ihe a nyee Ada.

Take this thing and give to Ada.

Gịnị bụ ihe a?

Gịnị bụ ihe a?

What is this thing?

Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke

Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke

Only a small portion of the shrews mouth needs to be cut off for it to become a rat

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.