gbú
gbu
Word | gbu |
Definitions | Active verb 青 1.sound a flute, horn, trumpet or whistle; 2.sound (an alarm or alert) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọkwụụgbọala gburu opi mana ewu ahụ apụghị n'ụzọ.
Ọkwụụgbọala gburu opi mana ewu ahụ apụghị n'ụzọ.
The driver sounded the horn but the goat did not leave the road.
Ọ chọrọ igbu opi.
Ọ chọrọ igbu opi.
He wants to sound the horn.
Onye gburu opi ahụ?
Onye gburu opi ahụ?
Who sounded that horn?
Amanze na-egbu opi.
Amanze na-egbu opi.
Amanze blows the horn.
Emeka na-egbu opi ya mgbe ọbụla ọ lọtara.
Emeka na-egbu opi ya mgbe ọbụla ọ lọtara.
Emeka blows his horn whenever he comes back.
Onye gburu opi ike ahụ?
Onye gburu opi ike ahụ?
Who sounded that trumpet?
Gbuo opi ka mmadụ̣ niile pụta.
Gbuo opi ka mmadụ̣ niile pụta.
Sound the whistle so that everyone will come out.
Onye na-egbu opi ike?
Onye na-egbu opi ike?
Who is blowing the trumpet?
Ebelebe ga-egbu ma ụdị ihe ahụ mee!
Ebelebe ga-egbu ma ụdị ihe ahụ mee!
Ebelebe will sound if such thing happens!
Ọ chọrọ igbu opi.
Ọ chọrọ igbu opi.
He wants to blow trumpet.
Ọkwụụgbọala gburu opi mana ewu ahụ apụghị n'ụzọ.
Ọkwụụgbọala gburu opi mana ewu ahụ apụghị n'ụzọ.
The driver sounded the horn but the goat did not leave the road.
Ha gburu opi.
Ha gburu opi.
They sounded the horn.
Gaa, gbuo opi.
Gaa, gbuo opi.
Go and sound the trumpet.
Ana m egbu opi.
Ana m egbu opi.
I am blowing the flute.