ńkïtį
nkịtị̀
| Word | nkịtị̀ |
| Definitions | Noun 洪 1.silence; hush; quietude; ignore |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ha ga-agbakwa gị nkịtị.
Ha ga-agbakwa gị nkịtị.
They will ignore you.
Amaghị m ihe mere o ji gba nkịtị.
Amaghị m ihe mere o ji gba nkịtị.
I don't know why he kept quiet.
Gba ya nkịtị, ọ na-egwu egwu.
Gba ya nkịtị, ọ na-egwu egwu.
Ignore him, he is joking.
Agbakwala nkịtị ma i ruo ebe ahụ.
Agbakwala nkịtị ma i ruo ebe ahụ.
Do not keep quiet when you get there.
Ịgba nkịtị na-adị mma oge ụfọdụ.
Ịgba nkịtị na-adị mma oge ụfọdụ.
Sometimes, it is better to keep quiet.
M jụọ gị ajụjụ i wee gba m nkịtị, amachie m gị ntị.
M jụọ gị ajụjụ i wee gba m nkịtị, amachie m gị ntị.
If I ask you any question and you keep quite, I'll slap you.
Ọ na-amasị ya ịgba mmadụ nkịtị.
Ọ na-amasị ya ịgba mmadụ nkịtị.
He likes ignoring people.
Ị gba ya nkịtị, o megbuo gị.
Ị gba ya nkịtị, o megbuo gị.
If you keep quite, he'll cheat you.
méchí önü
mechi ọnụ
| Word | mechi ọnụ |
| Definitions | Active verb 1.hush; shut up |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Onye sịrị gị mechie ọnụ
Onye sịrị gị mechie ọnụ
Who told you to shut up.
Ndị mechiri ọnụ ka ndị na-ekwu okwu.
Ndị mechiri ọnụ ka ndị na-ekwu okwu.
Those that shut their mouths were more than those that were talking.
Anyị na-emechi ọnụ mgbe ọbụla onye nkụzi batara.
Anyị na-emechi ọnụ mgbe ọbụla onye nkụzi batara.
We shut our mouths any time the teacher entered.
Ọ ka mma imechi ọnụ.
Ọ ka mma imechi ọnụ.
It is better to shut up.
Imechi okenye ọnụ bụ agwa ọjọọ.
Imechi okenye ọnụ bụ agwa ọjọọ.
To shut an elder's mouth is disrespectful.
M na-emechi ya ọnụ ugbua.
M na-emechi ya ọnụ ugbua.
I will hush him now.
Ha ga-emechi ọnụ ma anyị bido.
Ha ga-emechi ọnụ ma anyị bido.
They will shut their mouths when we start.
Ọ ga-emechi ya ọnụ ma o kwuo okwu.
Ọ ga-emechi ya ọnụ ma o kwuo okwu.
He will hush her if she dares speak a word.
Mechie ya ọnụ ozugbo!
Mechie ya ọnụ ozugbo!
Hush her immediately!
Chukwu mechiri ọdụm ọnụ.
Chukwu mechiri ọdụm ọnụ.
The Lord shut the mouth of the lions up.
Ha na-emechi ọnụ mgbe ọga ha anọghị.
Ha na-emechi ọnụ mgbe ọga ha anọghị.
They shut their mouth when their boss is unavailable.