ǫkpàdí
ọ̀kpàdi
Word | ọ̀kpàdi |
Definitions | Noun 1.husband snatcher |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ijeọma bụ ọkpadi.
Ijeọma bụ ọkpadi.
Ijeoma is a husband snatcher.
dí
di
Word | di |
Definitions | Noun 閲 1.husband [a man who is legally married to a woman]; 2.expert; man; master |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Di Ada nwetara ọrụ ọzọ.
Di Ada nwetara ọrụ ọzọ.
Ada's husband got another job.
Kedụ ebe di gị nọ?
Kedụ ebe di gị nọ?
Where is your husband?
Ya na di ya agala njem.
Ya na di ya agala njem.
She and her husband went on a journey.
Di Uju mara mma nke ukwuu.
Di Uju mara mma nke ukwuu.
Uju's husband is very handsome.
Di ya abụghị ezigbo mmadụ.
Di ya abụghị ezigbo mmadụ.
Her husband is not a good person.
nwúnyèédí
nwunyèedī
Word | nwunyèedī |
Definitions | Noun 1.co-wife; wives married to one man 2.women married into the same family; women whose husbands are brothers |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị nwere nzukọ ndị nwunyeedi.
Anyị nwere nzukọ ndị nwunyeedi.
We have co-wives meeting.
Nneka, bụbu enyi m, bụzi nwunyeedi m.
Nneka, bụbu enyi m, bụzi nwunyeedi m.
Nneka, who used to be my friend, is now my co-wife.
Nwunyeedi gị mara mma.
Nwunyeedi gị mara mma.
Your co-wife is beautiful.
Ya na ndị nwunyedi ya na-emekọ ọfụma.
Ya na ndị nwunyedi ya na-emekọ ọfụma.
She and her co-wives relate very well.
Nwunyeedi m zụtara m akwa.
Nwunyeedi m zụtara m akwa.
My co-wife bought some clothes for me.
Nwunyeedi ya na-arụ n'ụlọọrụ ahụ.
Nwunyeedi ya na-arụ n'ụlọọrụ ahụ.
Her co-wife works at that company.