húrú
huru
| Word | huru |
| Definitions | Active verb 1.stoop; remain stooped, especially in thought |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Anyi hururu n'echiche maka ya bụ ihe.
Anyi hururu n'echiche maka ya bụ ihe.
We are stooped in thought as a result of the issue
Oge ntuliaka bụ mgbe mmadụ ji ehuru n'echiche.
Oge ntuliaka bụ mgbe mmadụ ji ehuru n'echiche.
Election time is another moment to be stooped in thought.
Ị ga-ehuru ma m gosi gi akuku iru ya gbara ọku.̣
Ị ga-ehuru ma m gosi gi akuku iru ya gbara ọku.̣
You will stoop if I show you his burnt face.
Ọnwụ mmadụ pụrụ ime ka ihuru.
Ọnwụ mmadụ pụrụ ime ka ihuru.
One's death could make you stoop.
Onye ọ bụla na-ejighi ego na-ehuru n'echiche oge niile.
Onye ọ bụla na-ejighi ego na-ehuru n'echiche oge niile.
Anyone without money is always stooped in thought.
Adakụ amaghị mgbe o ji huru n'echiche.
Adakụ amaghị mgbe o ji huru n'echiche.
Adaku did not know when she stooped in thought.
hü
hụ
| Word | hụ |
| Definitions | Active verb 見 1.see; find |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A chọrọ m ịhụ nne gị.
A chọrọ m ịhụ nne gị.
I want to see your mother.
A hụrụ m ego i dobeere m.
A hụrụ m ego i dobeere m.
I saw the money you kept for me.
Welie anya ka ị na-ahụ ya.
Welie anya ka ị na-ahụ ya.
Raise your eye to be seeing it.
Ị na-ahụ ihe na-eme ugbua?
Ị na-ahụ ihe na-eme ugbua?
You see what is happening now.
A gwara m na a na-ahụ gị n'ụlọ ya.
A gwara m na a na-ahụ gị n'ụlọ ya.
I was told that you are seen at his house.