Nkọwa okwu logo
Beta

húnyé

hunye

Wordhunye
Definitions

Active verb

1.dedicate

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-ehunyere nne anyị ụlọ a.

Anyị ga-ehunyere nne anyị ụlọ a.

We shall dedicate this house to our mom.

Ihunyere Nne m akwụkwọ a ga-atọ ya ụtọ.

Ihunyere Nne m akwụkwọ a ga-atọ ya ụtọ.

Dedicatiing this book to my mother will make her happy.

Kedụ onye anyị ga-ehunyere akwụkwọ a?

Kedụ onye anyị ga-ehunyere akwụkwọ a?

Whom do we dedicate this book to?

Biko, hunyere nna gị mmeri ahụ.

Biko, hunyere nna gị mmeri ahụ.

Please, dedicate the victory to your father.

Onye ka a na-ehunyere emume a.

Onye ka a na-ehunyere emume a.

Who is this festival dedicated to?

Achọghị m ihunyere ya ụlọ ahụ.

Achọghị m ihunyere ya ụlọ ahụ.

I do not want to dedicate the house to him.

wünyé

wụnye

Wordwụnye
Definitions

Active verb

恐角

1.pour into

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha wụnyere mmanya na iko m

Ha wụnyere mmanya na iko m

They poured wine into my cup

Ọ bụ mgbe aka kwụsịrị ịma ya jijiji ka ọ wunyere m ya.

Ọ bụ mgbe aka kwụsịrị ịma ya jijiji ka ọ wunyere m ya.

She poured it for me when her hand stopped shaking.

Wụnye mmiri ahụ ebe a.

Wụnye mmiri ahụ ebe a.

Pour that water here.

O wụnyere ya n'olulu ahụ mgbe m na-ele ya anya.

O wụnyere ya n'olulu ahụ mgbe m na-ele ya anya.

She poured it into the hole when I was looking at her.

Achọrọ m iwunye obere n'ime ite.

Achọrọ m iwunye obere n'ime ite.

I want to pour a little into the pot.

Achọghị m ịwụnye nnukwu.

Achọghị m ịwụnye nnukwu.

I do not want to pour too much.

Awụnyere m aja na mmiri.

Awụnyere m aja na mmiri.

I poured sand into the water.

Wụnye ha niile.

Wụnye ha niile.

Pour all of them.

Ọ ga-awụnye mmanya ahụ niile n'ọnụ ya.

Ọ ga-awụnye mmanya ahụ niile n'ọnụ ya.

He will pour all the drink inside his mouth.

Wunye ya nke ọma ka ọ banye.

Wunye ya nke ọma ka ọ banye.

Pour it well to enter inside.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.