ḿkpúḿkpúàzü
mkpumkpuàzụ
Word | mkpumkpuàzụ |
Definitions | Noun 1.hunchback; abnormal curve of the upper spine |
Variations | mkpumkpu àzụ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Agbanyeghị mkpumkpuazụ ahụ, ọ mara mma.
Agbanyeghị mkpumkpuazụ ahụ, ọ mara mma.
Despite the hunchback, she is beautiful.
Di ya nwere mkpumkpuazụ.
Di ya nwere mkpumkpuazụ.
Her husband has hunchback.
Nwaanyị mkpumkpuazụ ahụ nọ ebe a.
Nwaanyị mkpumkpuazụ ahụ nọ ebe a.
The hunch back woman is here.
Ọ bụ onye nwere mkpumkpuazụ ka a ga-eji chụọ aja.
Ọ bụ onye nwere mkpumkpuazụ ka a ga-eji chụọ aja.
It is someone with a hunch back that will be used for sacrifice.
O bu mkpumkpuazụ pụta ụwa.
O bu mkpumkpuazụ pụta ụwa.
He was born with a hunch back.
Kedụ ihe mere i ji akọ onye mkpumkpuazụ ahụ ọnụ?
Kedụ ihe mere i ji akọ onye mkpumkpuazụ ahụ ọnụ?
Why are you insulting the hunch backed person?
Onye nwere mkpumkpuazụ?
Onye nwere mkpumkpuazụ?
Who has huncback?
Achọghị m onye nwere mkpumkpuazụ.
Achọghị m onye nwere mkpumkpuazụ.
I do not want a hunch backed person.