Nkọwa okwu logo
Beta

ḿkpúḿkpú

mkpumkpu

Wordmkpumkpu
Definitions

Noun

1.kyphosis; hunch back

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nwanyị mkpumkpu ahụ nọ ebea.

Nwanyị mkpumkpu ahụ nọ ebea.

The hunch back woman is here.

Kedu ihe mere i ji akọ onye mkpumkpu ahụ ọnụ?

Kedu ihe mere i ji akọ onye mkpumkpu ahụ ọnụ?

Why are you insulting the hunch backed person?

Agbanyeghi mkpumkpu ahụ, ọ mara mma.

Agbanyeghi mkpumkpu ahụ, ọ mara mma.

Despite the hunch back, she is beautiful.

O bu mkpumkpu pụta ụwa.

O bu mkpumkpu pụta ụwa.

He was born with a hunch back.

Ọ bụ onye nwere mkpumkpu ka a ga-eji chụọ aja.

Ọ bụ onye nwere mkpumkpu ka a ga-eji chụọ aja.

It is someone with a hunch back that will be used for sacrifice.

Ọ chọrọ ibefu mkpumkpu ahụ.

Ọ chọrọ ibefu mkpumkpu ahụ.

He wants to operate the hunch back.

ḿkpúkpú

mkpukpu

Wordmkpukpu
Definitions

Noun

1.hunch (on back); lump

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mkpukpu azụ ya pere mpe.

Mkpukpu azụ ya pere mpe.

His hunch back is not big.

O kwetere ịlụ onye mkpukpu azụ̣

O kwetere ịlụ onye mkpukpu azụ̣

She agreed to marry the hunch back.

Gosi m onye nke nwere mkpukpu.

Gosi m onye nke nwere mkpukpu.

Show me the one who has hunch.

Ada achọghị ịlụ onye nwere mkpukpu.

Ada achọghị ịlụ onye nwere mkpukpu.

Ada does not want to marry anyone who has hunch of thr back.

O nwere mkpukpu n'azụ ya.

O nwere mkpukpu n'azụ ya.

He has a hunch on his back.

Ha anabataghị ya n'ihi mkpukpu azụ ya.

Ha anabataghị ya n'ihi mkpukpu azụ ya.

He was not accepted due to his hunch back.

Mkpukpu na-eme ka mmadụ ghara ịkwụrụ nke ọma.

Mkpukpu na-eme ka mmadụ ghara ịkwụrụ nke ọma.

Hunch at the back makes one not to sand right.

Gaa ụlọọgwụ maka na i nwere mkpukpu.

Gaa ụlọọgwụ maka na i nwere mkpukpu.

Go the hospital, because you have a lump.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.