Nkọwa okwu logo
Beta

wēdàtà àlà

wēdàtà àlà

Wordwēdàtà àlà
Definitions

Noun

各員怠土

1.bring down; humble

2.humiliate (figurative)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O wedatara ụkwụ ya ala mgbe nne ya batara.

O wedatara ụkwụ ya ala mgbe nne ya batara.

She brought down her legs when her mother came in.

Onye wedata onwe ya ala Chukwu ebunie ya elu

Onye wedata onwe ya ala Chukwu ebunie ya elu

Anyone who humbles himself will be uplifted by God

dï nwáyǫ

dị nwayọ̀

Worddị nwayọ̀
Definitions

Nominal Modifier

1.be meek, calm, quiet, humble

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwoke a dịghị nwayọ ka i si chee.

Nwoke a dịghị nwayọ ka i si chee.

This man is not quiet as you think.

Onweghi onye ọbụla dị nwayọ na be anyi

Onweghi onye ọbụla dị nwayọ na be anyi

There is no quiet person in our family

O ji nwayọ ekwu okwu.

O ji nwayọ ekwu okwu.

He speaks gently.

Ọ dị mma ịdị nwayọ.

Ọ dị mma ịdị nwayọ.

It is good to be quiet.

Ndị dị nwayọ hiri nne ebe a.

Ndị dị nwayọ hiri nne ebe a.

There are many quite people here.

O nweghị onye dị nwayọ n'ebe a.

O nweghị onye dị nwayọ n'ebe a.

Nobody here is quiet.

Anyị chọrọ ndị dị nwayọ.

Anyị chọrọ ndị dị nwayọ.

We need quiet people.

èkpéré

èkpere

Wordèkpere
Definitions

Noun

1.making a request in a humble manner; prayer

Related Terms
Word Stems

Examples

Chukwu na-aza ekpere.

Chukwu na-aza ekpere.

God answers prayer.

Anyị kpere ekpere tupu anyị ebido njem ahụ.

Anyị kpere ekpere tupu anyị ebido njem ahụ.

We prayed before embarking on that journey.

Chineke na-aza ekpere ndi ezi omume.

Chineke na-aza ekpere ndi ezi omume.

God answers the prayers of the righteous.

Ekpere bụ ụzọ anyị na Chukwu ji akparịta ụka.

Ekpere bụ ụzọ anyị na Chukwu ji akparịta ụka.

Prayer is the means by which we communicate with God.

Kpee ekpere ka anyị bido.

Kpee ekpere ka anyị bido.

Say a prayer let's start.

O richaala nri ya tupu o cheta na okpeghị ekpere.

O richaala nri ya tupu o cheta na okpeghị ekpere.

He has finished his food before he remembered that he has not prayed

Ọ na-amasị m ịhụ ebe nwa ahụ na-ekpe ekpere.

Ọ na-amasị m ịhụ ebe nwa ahụ na-ekpe ekpere.

I like seeing where that child is praying.

úméàlà

umeàlà

Wordumeàlà
Definitions

Nominal Modifier

1.modest; meek; simple; gentle; having a humble opinion of himself; the quality of being oneself or taking oneself less highly; humility

Variations(obì)ume àlà
Related Terms
Word Stems

Examples

Ọkwụrụ anaghị akarị onye kụrụ ya

Ọkwụrụ anaghị akarị onye kụrụ ya

Okro can never grow too tall for the owner

Achọrọ m onye dị umeala.

Achọrọ m onye dị umeala.

I need a humble person.

Ịdị umela n'obi bụ agwa mara mma.

Ịdị umela n'obi bụ agwa mara mma.

Being humble is a good character.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.