Nkọwa okwu logo
Beta

húlátá

hulata

Wordhulata
Definitions

Active verb

1.stoop down, stoop low; bend down or low

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ihulata ala na-ara m ahụ.

Ihulata ala na-ara m ahụ.

To bend down is difficult for me.

Hulata ala gbaa egwu.

Hulata ala gbaa egwu.

Stoop down and dance.

Awa anaghị ehulata ala n'ihi azụ mgbu.

Awa anaghị ehulata ala n'ihi azụ mgbu.

Awa does not bend down because of backache.

rúnátá

runata

Wordrunata
Definitions

Active verb

1.stoop down a bit

Related Terms
Word Stems

Examples

Ngwa runata ala tụtụta ego ahụ tọgbọ n'ala ahụ.

Ngwa runata ala tụtụta ego ahụ tọgbọ n'ala ahụ.

Stoop low and pick up that money lying on the floor.

Ọ na-erunata ala ekele ndị mụrụ ya.

Ọ na-erunata ala ekele ndị mụrụ ya.

He stoops to greet his parents.

Ukwu na egbu ya mgbu ma o runata

Ukwu na egbu ya mgbu ma o runata

The waist pains him/her when he/she bends down

O hulatara ala ka ọ hụ onye na-ekwu okwu n'okpuru ya.

O hulatara ala ka ọ hụ onye na-ekwu okwu n'okpuru ya.

He stooped low to see the person talking below him.

kpú ēkpú

kpu ēkpū

Wordkpu ēkpū
Definitions

Passive verb

1.bend in order for the head not to be seen or not to touch something above it; bend in order not to be seen

Related Terms
Word Stems

Examples

Kpuru ekpu banye ebe ahụ ka a ghara ịhụ gị.

Kpuru ekpu banye ebe ahụ ka a ghara ịhụ gị.

Bend into that place so that you won't be seen.

Ejena ozi a

Ejena ozi a

Don’t go on this errand

Na-ebi ofụma

Na-ebi ofụma

Goodbye (literally keep on living well)

Ọ laala mmụọ.

Ọ laala mmụọ.

He is gone (dead).

Chike na-abịa

Chike na-abịa

Chike is coming (progressive)/(usually) come (habitual)

Ejenaa

Ejenaa

Do not go

Anyị ga-ekpu ekpu abanye n'ụlọ ahụ.

Anyị ga-ekpu ekpu abanye n'ụlọ ahụ.

We will bend to enter that house.

Ejena ozi a

Ejena ozi a

Don’t go on this errand

Na-ebi ofụma

Na-ebi ofụma

Goodbye (literally keep on living well)

One ka ọ na-ana n’ọnwa?

One ka ọ na-ana n’ọnwa?

How much does he earn a month?

I kpu ekpu banye n'ụlụụka taa.

I kpu ekpu banye n'ụlụụka taa.

You bent into the church today.

Chike ga na-egogo ji

Chike ga na-egogo ji

Chike will/must have been (habitually) buying yams

Chike na-abịa

Chike na-abịa

Chike is coming (progressive)/(usually) come (habitual)

Ejenaa

Ejenaa

Do not go

Ọ na-ekpu ekpu abanye n'ụlọ ma ọ lọtaghị n'oge.

Ọ na-ekpu ekpu abanye n'ụlọ ma ọ lọtaghị n'oge.

He bends into the house if he does not come back early.

O laala (mmụọ)

O laala (mmụọ)

He is dead.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.