fúfè
fufè
Word | fufè |
Definitions | Active verb 1.wave; shake in the air |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ahụghị m ka ọ na-efufe aka ya.
Ahụghị m ka ọ na-efufe aka ya.
I did not see her waving her hands.
Anyị fufere ọkọlọtọ Naịjirịa mgbe onyiisiala na-agbafe.
Anyị fufere ọkọlọtọ Naịjirịa mgbe onyiisiala na-agbafe.
We waved the Nigerian flag when the president was driving past.
Ọ na-efufere gị aka.
Ọ na-efufere gị aka.
She is waving at you.
Amadi, ifufe n'isi abaghị uru.
Amadi, ifufe n'isi abaghị uru.
Amadi, waving your head is not necessary.
O fufere n'isi.
O fufere n'isi.
He waved his head.
Onye na-efufe n'isi?
Onye na-efufe n'isi?
Who is waving his head?