fü ųfü
fụ ụ̀fụ
Word | fụ ụ̀fụ |
Definitions | Active verb 汗寇汗 1.hurt 2.be painful, distressing |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ukwu na-afụ m ụfụ.
Ukwu na-afụ m ụfụ.
My waist is hurting me.
Ihe o mere fụrụ m ụfụ.
Ihe o mere fụrụ m ụfụ.
What he did pained me.
Afọ m na-afụ m ụfụ.
Afọ m na-afụ m ụfụ.
My stomach hurts.
Ada gwara m na ọgwụ a ga-afụ ụfụ.
Ada gwara m na ọgwụ a ga-afụ ụfụ.
Ada told me that this medicine will hurt.
Ọ naghị afụ ụfụ.
Ọ naghị afụ ụfụ.
It does not pain.
Ụtarị a pịara m chọrọ ịfụ m ụfụ.
Ụtarị a pịara m chọrọ ịfụ m ụfụ.
The flogging I received wanted to pain me.
Ọ fụọ ụfụ, mee ka m mara.
Ọ fụọ ụfụ, mee ka m mara.
If it hurts, let me know.