Nkọwa okwu logo
Beta

hüzù

hụzù

Wordhụzù
Definitions

Active verb

1.see all

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ ga-ahụzu mmadụ niile a taa?

Ọ ga-ahụzu mmadụ niile a taa?

Will he see everybody here today?

A hụzuru m ụmụ ya niile.

A hụzuru m ụmụ ya niile.

I saw all her children.

Nna m mere ka m hụzuo akụnụụba ya niile tupu ọ nwụọ.

Nna m mere ka m hụzuo akụnụụba ya niile tupu ọ nwụọ.

My father made me to see all his wealth before he died.

Ị bịara ịhụzu ihe niile m mkpọrọ aha?

Ị bịara ịhụzu ihe niile m mkpọrọ aha?

Have you come to see all that I mentioned?

Chineke na-ahụzu ihe niile.

Chineke na-ahụzu ihe niile.

God sees everything.

A hụzuru m àgwà ọjọọ ya niile.

A hụzuru m àgwà ọjọọ ya niile.

I saw all her bad behaviour.

Achọrọ m ka i hụzuo ihe niile na-eme ebea.

Achọrọ m ka i hụzuo ihe niile na-eme ebea.

I want you to see everything happening here.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.