hüjú ányá
hụju ānyā
Word | hụju ānyā |
Definitions | Active verb 1.toil, suffer greatly 2.be horrified, as by an abomination horrified by what is happening now |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
A hụjuru m anya ụnyaahụ.
A hụjuru m anya ụnyaahụ.
I suffered yesterday.
Ọtụtụ ndị bi na Naịjirịa na-ahụju anya.
Ọtụtụ ndị bi na Naịjirịa na-ahụju anya.
Many people living in Nigeria are suffering.
Ọ dị ka ị chọrọ ịhụju anya.
Ọ dị ka ị chọrọ ịhụju anya.
It seems like you want to suffer.
Omume gị mere m hụjuo anya n'afọ gara aga.
Omume gị mere m hụjuo anya n'afọ gara aga.
Your attitude made me to suffer last year.
Uju na-ahụju anya n'aka nwanne ya nwaanyị.
Uju na-ahụju anya n'aka nwanne ya nwaanyị.
Uju is suffering in the hands of her sister.
Ọ ga-ahụju anya ebe ahụ.
Ọ ga-ahụju anya ebe ahụ.
He will suffer there.
hüsì ányá
hụsì anyā
Word | hụsì anyā |
Definitions | Active verb 1.suffer greatly; see many tribulations; have hard experience |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ahụsiri m anya!
Ahụsiri m anya!
I had a terrible experience!
Ị ga-ahụsi anya.
Ị ga-ahụsi anya.
You will suffer greatly.
Anyị anaghị ekpe ka ịhụsi anya bịara anyị.
Anyị anaghị ekpe ka ịhụsi anya bịara anyị.
We do not pray for terrible things to come to us.
Nnamdị na-ahụsi anya n'ụlọ ahụ.
Nnamdị na-ahụsi anya n'ụlọ ahụ.
Nnamdi is suffering greatly in that house.
Nneka ga-ahụsi anya n'aka nwoke ahụ.
Nneka ga-ahụsi anya n'aka nwoke ahụ.
Nneka will suffer greatly in the hands of that man.
Nwaanyị a mere ka m hụsie anya.
Nwaanyị a mere ka m hụsie anya.
That woman made me to suffer greatly.
Achọghị m ịhụsi anya.
Achọghị m ịhụsi anya.
I do not want to suffer.
Onye hụsiri anya?
Onye hụsiri anya?
Who suffered?
Ana m ahụsi anya ebe ahụ.
Ana m ahụsi anya ebe ahụ.
I am suffering there.
Ọ ga-ahụsi anya.
Ọ ga-ahụsi anya.
She will suffer.
tá áhühü
ta ahụhụ
Word | ta ahụhụ |
Definitions | Active verb 涯寀蟻 1.suffer; 2.punish |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ị ga-ata ahụhụ n’ọdịniihu ma ọ bụrụ na ị hapụghị ajọ omume gị.
Ị ga-ata ahụhụ n’ọdịniihu ma ọ bụrụ na ị hapụghị ajọ omume gị.
You will suffer in future if you do not let go of your bad behaviour.
A tara ya ahụhụ.
A tara ya ahụhụ.
He was punished.
E mere ya ka ọ taa ahụhụ maka ihe ọjọọ o mere.
E mere ya ka ọ taa ahụhụ maka ihe ọjọọ o mere.
She was made to suffer for her bad deed.
A tara ya ahụhụ n'ụlọ nga.
A tara ya ahụhụ n'ụlọ nga.
He was punished in the jail.
Ọ na-ata ahụhụ kemgbe nne ya nwụrụ.
Ọ na-ata ahụhụ kemgbe nne ya nwụrụ.
She is suffering since her mother passed on.
Jeso tara ahụhụ tupu o nwụọ.
Jeso tara ahụhụ tupu o nwụọ.
Jesus suffered before he died.