Nkọwa okwu logo
Beta

lé öbįà

le ọbị̀à

Wordle ọbị̀à
Definitions

Active verb

浪幹

1.entertain a visitor; be hospitable

Related Term
Word Stem

Examples

Ana m ele ụmụaka biara be m ọbịa.

Ana m ele ụmụaka biara be m ọbịa.

I am entertaining the children who came to my place.

Onye lere gị ọbịa?

Onye lere gị ọbịa?

Who entertained you?

Anyị ga-ele ha ọbịa ma ha bịa.

Anyị ga-ele ha ọbịa ma ha bịa.

We will entertain them if they come.

Nne m na-ele ọbịa bịara be anyị.

Nne m na-ele ọbịa bịara be anyị.

My mother is entertaining the guest that visited our house.

Mgbechi na-ele ndị bịara ụlọ ya ọbịa.

Mgbechi na-ele ndị bịara ụlọ ya ọbịa.

Mgbechi is entertaining the people that came to her house.

Ike ile ọbịa adịghị m.

Ike ile ọbịa adịghị m.

I do not have the strength to entertain visitors.

Ha lere anyị ọbịa.

Ha lere anyị ọbịa.

They were hospitable to us.

Achọrọ m ka i lee ọbịa bịara n'ụlọ anyị.

Achọrọ m ka i lee ọbịa bịara n'ụlọ anyị.

I want you to entertain the guest that came to our house.

Ebea ka a ga-ele gị ọbịa.

Ebea ka a ga-ele gị ọbịa.

This where you will be entertained.

E ji m nri lee ha ọbịa.

E ji m nri lee ha ọbịa.

I entertained them with food.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.