Beta

hüjú ányá

hụju ānyā

Wordhụju ānyā
Definitions

Active verb

1.toil, suffer greatly

2.be horrified, as by an abomination horrified by what is happening now

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

A hụjuru m anya ụnyaahụ.

A hụjuru m anya ụnyaahụ.

I suffered yesterday.

Ọtụtụ ndị bi na Naịjirịa na-ahụju anya.

Ọtụtụ ndị bi na Naịjirịa na-ahụju anya.

Many people living in Nigeria are suffering.

Ọ dị ka ị chọrọ ịhụju anya.

Ọ dị ka ị chọrọ ịhụju anya.

It seems like you want to suffer.

Omume gị mere m hụjuo anya n'afọ gara aga.

Omume gị mere m hụjuo anya n'afọ gara aga.

Your attitude made me to suffer last year.

Uju na-ahụju anya n'aka nwanne ya nwaanyị.

Uju na-ahụju anya n'aka nwanne ya nwaanyị.

Uju is suffering in the hands of her sister.

Ọ ga-ahụju anya ebe ahụ.

Ọ ga-ahụju anya ebe ahụ.

He will suffer there.

bù ísí

bù isi

Wordbù isi
Definitions

Active verb

1.be horrible; be horrified

Related Term
Word Stem

Examples

Ihe Ị ga-ahụ ebe a ga-ebu gị isi.

Ihe Ị ga-ahụ ebe a ga-ebu gị isi.

What you will see here will horrify you.

O nweghị ihe nwere ike ibu m isi n'ụwa.

O nweghị ihe nwere ike ibu m isi n'ụwa.

Noting can horrify me in this world.

Ukwu arụsị a na-ebu m isi oge niile m hụrụ ya.

Ukwu arụsị a na-ebu m isi oge niile m hụrụ ya.

This shrine horrifies me anytime I see it.

Ego m na-ebu isi.

Ego m na-ebu isi.

My money is horrifying.

Ihe m hụrụ taa buru m isi.

Ihe m hụrụ taa buru m isi.

What i saw today horrified me.