ìkwììkwíí
ìkwììkwiī
Word | ìkwììkwiī |
Definitions | Noun 1.a nocturnal, disc headed, hooting bird with large round eyes; owl |
Variations | ikwikwii |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ bụ naanị n'abalị ka ikwiikwii na-apụta.
Ọ bụ naanị n'abalị ka ikwiikwii na-apụta.
Owls come out only at night.
Ikwiikwii beere n'elu ụlọ anyị.
Ikwiikwii beere n'elu ụlọ anyị.
An owl hooted on our roof.
Ikwiikwii bụ nnụnụ maara ihe.
Ikwiikwii bụ nnụnụ maara ihe.
Owls are intelligent birds.
Nne m na-atụ ikwiikwii ụjọ.
Nne m na-atụ ikwiikwii ụjọ.
My mother is afraid of owls.
Ọtụtụ kwenyere na ikwikwii bụ ajọ nnụnụ.
Ọtụtụ kwenyere na ikwikwii bụ ajọ nnụnụ.
Many believe that owls are evil birds.
Ikwiikwii abụghị nnụnụ ndị be anyị na-eri eri.
Ikwiikwii abụghị nnụnụ ndị be anyị na-eri eri.
Owls are not birds my people eat.
gbú
gbu
Word | gbu |
Definitions | Active verb 青 1.make a sound, especially by blowing (especially alarm or flute); hoot |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
A kụjara m mgbe ọkwọụgbaala gburu opi.
A kụjara m mgbe ọkwọụgbaala gburu opi.
I was startled when the driver blared the horn.
O gburu ọja ya n'ime ọhịa
O gburu ọja ya n'ime ọhịa
He blew his flute in the forest
Ọ ga-egbu opi ụgbọala ya ma o rute ebe a.
Ọ ga-egbu opi ụgbọala ya ma o rute ebe a.
He will blare the horn of his car, when he gets here.
Onye na-egbu opiike ahụ?
Onye na-egbu opiike ahụ?
Who is blowing that trumpet?
Ọ chọrọ igbu mkpọrọhịhị.
Ọ chọrọ igbu mkpọrọhịhị.
He wants to whistle.