hó
ho
Word | ho |
Definitions | Active verb 1.uproot by pulling |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ha na-eho ose.
Ha na-eho ose.
They are uprooting pepper plants.
hǫ
họ̀
Word | họ̀ |
Definitions | Active verb 錦 1.select or pick, especially as a separation technique 2.choose; select; pick (choice) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Obinna, họọ ya ahọ. Ọ bụghị ha niile dị mma.
Obinna, họọ ya ahọ. Ọ bụghị ha niile dị mma.
Obinna, be picky about it. Not all of them are good.
Obinna, họọ agwa ahụ.
Obinna, họọ agwa ahụ.
Obinna, pick that beans.
Aga m ahọ ndị ga-agba egwu, echi.
Aga m ahọ ndị ga-agba egwu, echi.
I will select those who will dance, tomorrow.
Aga m ahọ ya.
Aga m ahọ ya.
I will pick it.
chè
chè
Word | chè |
Definitions | Active verb 崖 1.think |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gịnị ka ị na-eche?
Gịnị ka ị na-eche?
What are you thinking about?
Gịnị ka iche ọ ga-eme?
Gịnị ka iche ọ ga-eme?
What do you think she will do?
O chere maka ihe a.
O chere maka ihe a.
She thought about this thing.
Ọ na-eche maka nwa ya.
Ọ na-eche maka nwa ya.
She is thinking about her child.
Iche na mụ dị nzuzu?
Iche na mụ dị nzuzu?
Do you think I am foolish?
Oke iche uche adịghị mma.
Oke iche uche adịghị mma.
Too much thinking is not bad.
O cheghị echiche tupu mee ihe o mere.
O cheghị echiche tupu mee ihe o mere.
He did not think before doing what he did.
Chee ya nke ọma.
Chee ya nke ọma.
Think about it very well.
fö
fọ
Word | fọ |
Definitions | Active verb 群 1.remain; be left over Extensional suffix 群 1.remain; partly; not completely |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chizụa rifọrọ nri ụ̣tụtụ ya.
Chizụa rifọrọ nri ụ̣tụtụ ya.
Chizua remained her breakfast.
Mmanya fọrọ na njụoyi.
Mmanya fọrọ na njụoyi.
Drinks are remaining in the fridge.
Nri na-afọ ma e mechaa mmemme.
Nri na-afọ ma e mechaa mmemme.
Food remains after parties.
Ọ fọrọ ụbọchị abụọ.
Ọ fọrọ ụbọchị abụọ.
It is remaining two days.
Erigidere m ọ fọ.
Erigidere m ọ fọ.
I ate so much that it remains.
Ego o rifọrọ efuola.
Ego o rifọrọ efuola.
The remainder of the money she spent is lost.
O nwere nke i defọrọ?
O nwere nke i defọrọ?
Did you remain anyone?
Gbafọrọ m mmiri n'ite.
Gbafọrọ m mmiri n'ite.
Remain some water for me in the pot.
Ọ gbafọro mmanya n'iko.
Ọ gbafọro mmanya n'iko.
He remained some wine in the cup.
O nyefọrọ ya narị naira ise.
O nyefọrọ ya narị naira ise.
She has a balance five hundred naira with her.
Ṅụfọ nke ị ga-aṅụ echi.
Ṅụfọ nke ị ga-aṅụ echi.
Remain the one you will drink tomorrow.
Nwanne m nwoke yifọọrọ m uwe a.
Nwanne m nwoke yifọọrọ m uwe a.
My brother passed this cloth on to me.
Aga m agbafọ ntakịrị.
Aga m agbafọ ntakịrị.
I will fetch and remain little.
E nwere ọrụ ị rụfọrọ?
E nwere ọrụ ị rụfọrọ?
Is there a work you still have undone?
Achọghị m ka i rifọ nri.
Achọghị m ka i rifọ nri.
I don't want you to remain food.
Onye rifọrọ nri a?
Onye rifọrọ nri a?
Who remained this food?
kwá
kwa
Word | kwa |
Definitions | Active verb 堅 1.cough; expel air from the lungs with a sudden sharp sound |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kwaa ya ka ọ pụta.
Kwaa ya ka ọ pụta.
Cough so it would come out.
Ọ na-akwa ụkwara.
Ọ na-akwa ụkwara.
She is coughing.
Ịkwa ya ka ọ pụta abaghị uru.
Ịkwa ya ka ọ pụta abaghị uru.
Coughing for it to come out is a waste of time.