söpųrų
sọpụ̀rụ̀
Word | sọpụ̀rụ̀ |
Definitions | Active verb 1.honour; revere; respect |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Sọpụrụ nne gị na nna gị.
Sọpụrụ nne gị na nna gị.
Honor your father and your mother.
ńsöpųrü
nsọpụ̀rụ
Word | nsọpụ̀rụ |
Definitions | Noun 1.respect, honour |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A na-enye ya nsọpụrụ n'obodo.
A na-enye ya nsọpụrụ n'obodo.
He is respected in the town.
Anyị ga na-enye Chineke otutu niile na nsọpụrụ.
Anyị ga na-enye Chineke otutu niile na nsọpụrụ.
We will be giving God all the glory and honour.
Ha na-enye ya nsọpụrụ maka na ọ bụ ezigbo mmadụ.
Ha na-enye ya nsọpụrụ maka na ọ bụ ezigbo mmadụ.
They give him respect because he is a good person.
I nweghị nsọpụrụ.
I nweghị nsọpụrụ.
You do not have respect.
Ọ naghị enye nne na nna ya nsọpụrụ.
Ọ naghị enye nne na nna ya nsọpụrụ.
She does not honor her parents.
chí özö
chi ọzọ̄
Word | chi ọzọ̄ |
Definitions | Active verb 1.take a title; take ọzọ title (literally take honour); 2.receive ọzọ title; chieftaincy title |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O chiri ọzọ na nwata.
O chiri ọzọ na nwata.
He took a chieftaincy title at a tender age.
Achọrọ m ichi ọzọ.
Achọrọ m ichi ọzọ.
I want to take a chieftaincy title.
Mz. Ndụka chìrì ọzọ.
Mz. Ndụka chìrì ọzọ.
Mr. Nduka took a chieftaincy title.
Kaba ahụ chie ọzọ.
Kaba ahụ chie ọzọ.
Endeavor to take a chieftaincy title.
Ebuka na-echi ọzọ n'ama.
Ebuka na-echi ọzọ n'ama.
Ebuka is taking chieftaincy title in the field.
Emeka ga-echi ọzọ n'afọ ọzọ.
Emeka ga-echi ọzọ n'afọ ọzọ.
Emeka will take a chieftaincy title next year.
Achọghị m ichi ọzọ.
Achọghị m ichi ọzọ.
I do not want to take a chieftaincy title.
Onye na-echi ọzọ?
Onye na-echi ọzọ?
Who is taking a title?
ńhùnyéré
nhùnyere
Word | nhùnyere |
Definitions | Noun 1.dedication [page in research writing]; a statement showing that something has been done in honour of a person or an entity |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Degharịa nhunyere gị.
Degharịa nhunyere gị.
Rewrite your dedication.
Nhunyere ya dị mfe ịghọta.
Nhunyere ya dị mfe ịghọta.
His dedication is easy to understand.
O deghị nhunyere n'ọrụ ya.
O deghị nhunyere n'ọrụ ya.
He didn't write dedication in his work.
Edemede nchọcha na-enwe nhunyere.
Edemede nchọcha na-enwe nhunyere.
Research writing has dedication.
Ihe o dere na nhunyere maka ndị nkụzi ya na-emetụta n'obi.
Ihe o dere na nhunyere maka ndị nkụzi ya na-emetụta n'obi.
What he wrote in the dedication about his teachers was very touching.
Ọ maghị ede nhunyere.
Ọ maghị ede nhunyere.
He does not know how to write dedication.
Olisa kelere nna ya na nhunyere.
Olisa kelere nna ya na nhunyere.
Olisa thanked his father in the dedication.
Dee nhunyere gị
Dee nhunyere gị
Write your dedication.