ńrù
nrù
Word | nrù |
Definitions | Noun 1.a rite; homage |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Onye ọbụla ga-edere duu ka anyị na-efe nru a.
Onye ọbụla ga-edere duu ka anyị na-efe nru a.
Every body will be calm while we perform this rite.
já
ja
Word | ja |
Definitions | Active verb 茎 1.hail; praise; commend; salute; pay homage |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A jara ya mgbe ọ gbara onye mbụ n'asọmpị asụsụ Igbo.
A jara ya mgbe ọ gbara onye mbụ n'asọmpị asụsụ Igbo.
He was praised when he came first in the Igbo language competition.