ézìöhïá
ezìọhị̄ā
Word | ezìọhị̄ā |
Definitions | Noun 豚林 1.red river hog; bush pig |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọna-amasi ezi ọhịa inọ ebe ruru unyi.
Ọna-amasi ezi ọhịa inọ ebe ruru unyi.
Bush pig likes staying in a dirty place.
Ezi ọhịa na-abatakari n'ụlọ ahụ.
Ezi ọhịa na-abatakari n'ụlọ ahụ.
Bush pigs usually enter that house.
Otu dinta gbutere ezi ọhịa.
Otu dinta gbutere ezi ọhịa.
A hunter killed a bush pig.
Anyị ga-eji ezi ọhịa chụ aja.
Anyị ga-eji ezi ọhịa chụ aja.
We are going to perform a sacrifice with a bush pig.
Anụrụ m na ezi ọhịa tagbụrụ otu nwoke ụnyaahụ.
Anụrụ m na ezi ọhịa tagbụrụ otu nwoke ụnyaahụ.
I heard that a bush pig killed a man yesterday.
Ọ ga-enwekwa ndị na-ere ezi ọhịa dị ndụ.
Ọ ga-enwekwa ndị na-ere ezi ọhịa dị ndụ.
There will be those who sell live bush pig.
ödüényí
ọdụenyī
Word | ọdụenyī |
Definitions | Noun 1.tusk; ivory; long pointed tooth used by the elephant or hog for fighting |
Variations | ọdụ enyī |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Igwe anyị nwere ọdụenyi.
Igwe anyị nwere ọdụenyi.
Our king has a tusk.
E ji ọdụenyi pịa apịraapị a.
E ji ọdụenyi pịa apịraapị a.
This carving is made from ivory.
Ndị chiri echichi na-enwe ọdụenyi.
Ndị chiri echichi na-enwe ọdụenyi.
Title people have elephant tusk.
Ọdụenyi na-agara ọnụ.
Ọdụenyi na-agara ọnụ.
Elephant tusk is costly.