tà
tà
| Word | tà |
| Definitions | Active verb 1.tap; hit with a quick on and off contact |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ata mkpịsị ahụ n'elu ịgba iji nweta ụda ahụ.
Ọ na-ata mkpịsị ahụ n'elu ịgba iji nweta ụda ahụ.
He taps that stick on the drum to get the sound.
Taa ya mkpịsị, gee ụda ya.
Taa ya mkpịsị, gee ụda ya.
Tap a stick on it and listen to its sound.
Ọ na-ata mpi anwụrụ ya aka.
Ọ na-ata mpi anwụrụ ya aka.
He is tapping his hand on his snuff box.
Onye na-ata n'ụzọ?
Onye na-ata n'ụzọ?
Who is tapping at the door?
Onye tara aka n'ụzọ?
Onye tara aka n'ụzọ?
Who tapped on the door.
Ọ tara m n'ụkwụ mgbe ọ batara.
Ọ tara m n'ụkwụ mgbe ọ batara.
He tapped me on the leg when she entered.
Ọ na-ata mkpịsịemede n'akwụkwọ ya.
Ọ na-ata mkpịsịemede n'akwụkwọ ya.
He tapping a pen on his book.
Ọ na-ata m na ntị.
Ọ na-ata m na ntị.
She is tapping my ear.
tí
ti
| Word | ti |
| Definitions | Active verb 1.beat; hit; strike 2.shout; yell; utter cry; howl 3.shine (of moon) 4.build; establish |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ebuka tiwara efere.
Ebuka tiwara efere.
Ebuka broke the plate.
Uche tiri mkpu.
Uche tiri mkpu.
Uche shouted.
Obika tiri nnukwu ụlọ n'Enugwu.
Obika tiri nnukwu ụlọ n'Enugwu.
Obika built a mighty house at Enugu.
Ọ na-eti mkpu oge ọbụla.
Ọ na-eti mkpu oge ọbụla.
He shouts alaways.
Ọnwa na-eti.
Ọnwa na-eti.
The moon is shinning.
Nna m tiri m ihe.
Nna m tiri m ihe.
My father beat me.
tí íhé
ti ihe
| Word | ti ihe |
| Definitions | Active verb 1.smack; hit or beat up someone or something 2.assault (physically) |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
A na-eti ya ihe ma o mejọọ.
A na-eti ya ihe ma o mejọọ.
He gets smacked if he does wrong.
Onye ka a na-eti ihe ebe ahụ?
Onye ka a na-eti ihe ebe ahụ?
Who is being assaulted there?
Nwoke a na-achọ onye ọ ga-etị ihe.
Nwoke a na-achọ onye ọ ga-etị ihe.
This man is looking for someone to beat.
Nwata a kwesịrị iti ihe.
Nwata a kwesịrị iti ihe.
This child deserve to be beaten.
Onye tiri gị ihe?
Onye tiri gị ihe?
Who beat you?
Tie ya ihe.
Tie ya ihe.
Beat him.
Udodị tiri m ihe.
Udodị tiri m ihe.
Udodi beat me.
Ha ga-eti anyị ihe.
Ha ga-eti anyị ihe.
They will beat us.
Ọ na-eti m ihe.
Ọ na-eti m ihe.
He is beating me.
küsí íkē
kụ̄sī īkē
| Word | kụ̄sī īkē |
| Definitions | Active verb 正横果 1.hit hard |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
Achọro m ịkụ̣si ya ike
Achọro m ịkụ̣si ya ike
I don’t want to hit it hard
kü
kụ
| Word | kụ |
| Definitions | Active verb 正 1.hit; beat 2.play a ball game example soccer, tennis, basketball etc |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ha na-akụ bọọlụ nkata.
Ha na-akụ bọọlụ nkata.
They play basketball.
Anyị ga-akụ egwu ọzọ.
Anyị ga-akụ egwu ọzọ.
We will play another music.
Ọ kụrụ teniisi mgbe ọ bụ agbọghọbịa.
Ọ kụrụ teniisi mgbe ọ bụ agbọghọbịa.
She played tennis when she was a youth (girl).
Gbalịa, kụọ bọọlụ echi.
Gbalịa, kụọ bọọlụ echi.
Try to play ball tomorrow.
Adanne na-akụ di ya ihe.
Adanne na-akụ di ya ihe.
Adanne beats up her husband.
Ezika ga-akụ̣ ịgba n'ụlọụka.
Ezika ga-akụ̣ ịgba n'ụlọụka.
Ezika will beat the drum in the church.
Onye kụrụ n'ụzọ?
Onye kụrụ n'ụzọ?
Who knocked at the door?
Eze kụrụ m aka n'ọnụ.
Eze kụrụ m aka n'ọnụ.
Eze hit me on the mouth.
kpö ǹtú
kpọ ǹtu
| Word | kpọ ǹtu |
| Definitions | Active verb 狭寸 1.hit a nail; nail; 2.play a nail game (ǹtu); 3.(slang) sodomize |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
A na-akpọ ntu n'ezi.
A na-akpọ ntu n'ezi.
'Ntu' is played outside.
Ịkpọ ntu ebe ahụ ga-emebi ya.
Ịkpọ ntu ebe ahụ ga-emebi ya.
Hitting the nail there will destroy it.
Anyị ga-akpọ ntu n'osisi ndị ahụ.
Anyị ga-akpọ ntu n'osisi ndị ahụ.
We will fix nails on the woods.
Jiri nwayọọ na-akpọ ntụ ahụ?
Jiri nwayọọ na-akpọ ntụ ahụ?
Take it easy with hitting the nail.
Onye kpọrọ ntu n'aja?
Onye kpọrọ ntu n'aja?
Who hit the nail on the wall?
Akpọkwala ntu ọbụla.
Akpọkwala ntu ọbụla.
Do not hit any nail.
Ndị kapịnta na-akpọ ntu.
Ndị kapịnta na-akpọ ntu.
Carpenters hit nail.
Kpọnye ntu abụọ ebe ahụ.
Kpọnye ntu abụọ ebe ahụ.
Put two nails there.
kügǫ
kụgọ̀
| Word | kụgọ̀ |
| Definitions | Active verb 1.hit to bend something |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Uchenna ga-akụgọ ya echi.
Uchenna ga-akụgọ ya echi.
Uchenna will hit and bend it tomorrow.
Kụgọọ igwe a.
Kụgọọ igwe a.
Hit and bend this rod.
Onye kụgọrọ afere a?
Onye kụgọrọ afere a?
Who hit and bent this plate?
Emeka na-akụgọ ntu ahụ niile ugbua.
Emeka na-akụgọ ntu ahụ niile ugbua.
Emeka is hitting and bending all those nails now.
Kụgọọ ya.
Kụgọọ ya.
Hit and bend it immediately.
Ị chọrọ ịkụgọ gbamgbam ahụ?
Ị chọrọ ịkụgọ gbamgbam ahụ?
Do you want to hit and bend this roofing sheet.
Kedụ mgbe a ga-akụgọ ntu a?
Kedụ mgbe a ga-akụgọ ntu a?
When will this nail be bent by hitting?
Ịkụgọ ya ga-emebi ya.
Ịkụgọ ya ga-emebi ya.
Hitting and bending it will spoil it.
Achọghị m igwe a kụgọrọ akụgọ.
Achọghị m igwe a kụgọrọ akụgọ.
I do not want a rod that was hit and bent..
Kpọọ onye ga-akụgọ ntu a.
Kpọọ onye ga-akụgọ ntu a.
Call someone that will hit and bend this nail.
Onye kụgọrọ igwe a?
Onye kụgọrọ igwe a?
Who bent this iron?
I nwere ike ịkụgọ igwe a?
I nwere ike ịkụgọ igwe a?
Can you hit and bend this rod?
Ike na-akụgọ igwe.
Ike na-akụgọ igwe.
Ike bends iron.
Kụgọọ ntu niile a.
Kụgọọ ntu niile a.
Hit and bend all these nails.
A chọrọ m ịkụgọ gbamgbam a.
A chọrọ m ịkụgọ gbamgbam a.
I want to hit and bend this zinc.
Okwute a ga-akụgọ ite m.
Okwute a ga-akụgọ ite m.
This stone will hit and bend my pot.
küzí
kụzi
| Word | kụzi |
| Definitions | Active verb 正向 1.hit properly; hit to put in order |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Emeka ga-akụzi tebulu ahụ nke ọma.
Emeka ga-akụzi tebulu ahụ nke ọma.
Emeka will repair that table properly.
Ịkụzi ihe a adịghị mfe.
Ịkụzi ihe a adịghị mfe.
To hit this thing back to normal is not easy.
Ọ kụziri m oche m.
Ọ kụziri m oche m.
He hit my chair back to normal.
kükpö
kụ̄kpọ̄
| Word | kụ̄kpọ̄ |
| Definitions | Active verb 正狭 1.hit to dent or squash; hit to make blind, especially the eyes |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ndị uweojii kụkpọrọ onye ohi ahụ anya.
Ndị uweojii kụkpọrọ onye ohi ahụ anya.
Policemen blinded (by hitting in the eye) that thief.
tì ákï
tì akị̄
| Word | tì akị̄ |
| Definitions | Active verb 悟成 1.hit kernel with a hard object in order to crack it; crack kernel |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ada na-eti akị mgbe m bịara
Ada na-eti akị mgbe m bịara
Ada was cracking kernel when I came
Ọ bụghị Chika tiri akị ahụ.
Ọ bụghị Chika tiri akị ahụ.
It was not Chika who cracked the kernel.
Anyị zụrụ igwe na-eti akị.
Anyị zụrụ igwe na-eti akị.
He bought a machine that cracks palm kernel.
Emeka ga-eti akị na mgbede
Emeka ga-eti akị na mgbede
Emeka will crack kernel in the evening
Iti akị a bụụrụ m nnukwu ọrụ.
Iti akị a bụụrụ m nnukwu ọrụ.
To crack this kernel is a big work for me.