ényíḿmírí
enyimmīrī
Word | enyimmīrī |
Definitions | Noun 1.a large short legged mammal that lives in and off water; hippopotamus or hippo (Hippopotamus amphibius); river horse |
Variations | enyi mmīrī |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Enyimmiri bụ anụ ala nke abụọ kacha ibu.
Enyimmiri bụ anụ ala nke abụọ kacha ibu.
Hippopotamus is the second largest land animal.
Anụ enyimmiri na-esi ike.
Anụ enyimmiri na-esi ike.
The meat of hippopotamus is strong.
Enyimmiri na-anọ n'oke osimiri.
Enyimmiri na-anọ n'oke osimiri.
Hippopotamus lives in the sea.
Enyimmiri nwere nnukwu eze anọ.
Enyimmiri nwere nnukwu eze anọ.
Hippopotamus has four large teeth.
Enyimmiri na-ebu ibu.
Enyimmiri na-ebu ibu.
Hippopotamus is huge.
Nna m gburu enyimmiri.
Nna m gburu enyimmiri.
My father killed hippopotamus.
Olee ebe ị hụrụ enyimmiri?
Olee ebe ị hụrụ enyimmiri?
Where did you see hippopotamus?
Enyimmiri gbawara ụgbọ anyị.
Enyimmiri gbawara ụgbọ anyị.
Hippopotamus broke our boat.