fïkọ̈
fịkọ̣
Word | fịkọ̣ |
Definitions | Active verb 1.dry together |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ịfịkọ akwa adịghị egbu oge.
Ịfịkọ akwa adịghị egbu oge.
To dry cloth does not take time.
Ada na-afịkọ onugbu ndị ahụ.
Ada na-afịkọ onugbu ndị ahụ.
Ada is drying those bitter leaves.
M ga-afịkọ ya ma m lọta.
M ga-afịkọ ya ma m lọta.
I will dry it when I return.
Fịkọọ ya!
Fịkọọ ya!
Dry it together!
Ọ fịkọrọ ya ngwangwa.
Ọ fịkọrọ ya ngwangwa.
He/She dried it quickly.
Achọghị m ka ọ fịkọọ.
Achọghị m ka ọ fịkọọ.
I do not want to dry up.
Ọ ga-adị mma ka ọ fịkọọ.
Ọ ga-adị mma ka ọ fịkọọ.
It will be nice for it to dry up.
Ọ fịkọrọ afịkọ.
Ọ fịkọrọ afịkọ.
It is dried up.
fükǫ
fụkọ̀
Word | fụkọ̀ |
Definitions | Active verb 1.crumple; rumple; 2.crinkle |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Fụkọọ ya etu ahụ.
Fụkọọ ya etu ahụ.
Rumple it like that.
Wepụ nke fụkọrọ afụkọ.
Wepụ nke fụkọrọ afụkọ.
Remove the rumpled one.
Ọ fụkọrọ ya.
Ọ fụkọrọ ya.
He rumpled it.
Akwa ahụ na-afụkọ afụkọ.
Akwa ahụ na-afụkọ afụkọ.
The cloth is rumpling.
Uwe m ga-afụkọ ma mụ edeghị ya ede.
Uwe m ga-afụkọ ma mụ edeghị ya ede.
My dress will rumple if I do not iron it.
Ọ na-afụkọ ka ị na-etinye ya.
Ọ na-afụkọ ka ị na-etinye ya.
It is rumpling as you are putting it in.
Ọ na-afụkọ ma a nọdụ ya ọdụ n'elu.
Ọ na-afụkọ ma a nọdụ ya ọdụ n'elu.
It crinkles if it is sat on.